-
Diuterọnọmi 18:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 N’ihi na Jehova kpọrọ onye ọ bụla na-eme ihe ndị a asị. Ọ bụkwa n’ihi arụ ndị a ka Jehova bụ́ Chineke unu ji na-achụpụrụ unu mba ndị ahụ.
-