Ọrụ Ndịozi 1:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “Ụmụnna m, Devid si n’ike mmụọ nsọ buo amụma gbasara Judas,+ onye dutere ndị jidere Jizọs.+ Amụma a nke dị n’Akwụkwọ Nsọ kwesịkwara imezu. Ọrụ Ndịozi 1:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 (Nwoke a natakwara ụgwọ ọrụ ihe ọjọọ o mere,+ jiri ya zụta otu ala. O bukwa ụzọ sụọ isi n’ala, afọ ya wee gbawaa, eriri afọ ya niile awụpụtakwa.+
16 “Ụmụnna m, Devid si n’ike mmụọ nsọ buo amụma gbasara Judas,+ onye dutere ndị jidere Jizọs.+ Amụma a nke dị n’Akwụkwọ Nsọ kwesịkwara imezu.
18 (Nwoke a natakwara ụgwọ ọrụ ihe ọjọọ o mere,+ jiri ya zụta otu ala. O bukwa ụzọ sụọ isi n’ala, afọ ya wee gbawaa, eriri afọ ya niile awụpụtakwa.+