Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Matiu 3:11, 12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Mụnwa ji mmiri na-eme unu baptizim n’ihi na unu echegharịala.+ Ma onye ka m ike na-abịa n’azụ m, onye m na-erughị eru iyipụ akpụkpọ ụkwụ ya.+ Onye ahụ ga-eji mmụọ nsọ+ na ọkụ mee unu baptizim.+ 12 O ji shọvel o ji afụcha ihe n’aka, ọ ga-edowekwa ebe ọ na-azọcha ọka ezigbo ọcha. Ọ ga-ekpokọtakwa ọka wit ya n’ime ụlọ a na-akwasa ihe, ma ọ ga-eji ọkụ a na-enweghị ike imenyụ emenyụ gbaa mkpo ya ọkụ.”+

  • Mak 1:7, 8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 Ọ na-ekwusakwa, sị: “Onye ka m ike na-abịa n’azụ m. Erughị m eru ihulata tọpụ eriri akpụkpọ ụkwụ ya.+ 8 Eji m mmiri mee unu baptizim. Ma, ọ ga-eji mmụọ nsọ mee unu baptizim.”+

  • Ọrụ Ndịozi 2:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 N’ụbọchị Ememme Pentikọst,+ ndị niile na-eso ụzọ Jizọs zukọrọ otu ebe.

  • Ọrụ Ndịozi 2:4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 4 Ha niile wee jupụta na mmụọ nsọ,+ malite ikwu okwu n’asụsụ dị iche iche, n’ihi na mmụọ nsọ nọ na-enye ha ike ikwu okwu.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya