-
Aịzaya 53:7, 8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 E mesiri onye ahụ ike.+ O kwere ka e mekpaa ya ahụ́.+
O kwughịkwa ihe ọ bụla.
A kpụụrụ ya ka atụrụ a gaje igbu egbu.+
Ọ dị ka nne atụrụ gbara nkịtị ka a na-akpacha ya ajị.
O kwughịkwa ihe ọ bụla.+
8 A kpụụrụ ya pụọ mgbe e kpechara ya ikpe mkpegbu.
Ònyekwa ga-echegbu onwe ya banyere ihe niile gbasara ezinụlọ o si?*
N’ihi na e gburu ya ya agharazie iso ná ndị dị ndụ.+
-