28 N’ihi na ọ bụghị onye bụ́ onye Juu n’ahụ́ bụ onye Juu,+ ọ bụghịkwa úgwù e biri n’ahụ́ bụ ibi úgwù.+ 29 Kama, ọ bụ onye bụ́ onye Juu n’obi bụ onye Juu,+ úgwù e biri ya bụkwa n’obi.+ E si na mmụọ nsọ bie ya úgwù, e sighị n’iwu e dere ede.+ Ọ bụ Chineke na-aja onye ahụ mma, ọ bụghị mmadụ.+