Matiu 11:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mgbe ha lawara, Jizọs malitere ịgwa ìgwè mmadụ ahụ banyere Jọn, sị: “Gịnị ka unu gara ịhụ n’ala ịkpa?+ Ọ̀ bụ ahịhịa amị nke ifufe na-ebugharị?+ Matiu 11:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Onye a bụ onye ahụ e dere banyere ya, sị: ‘Lee, m na-ezipụ onye ozi m ga-ebu gị ụzọ,* ọ ga-edozikwa ụzọ ị ga-esi bịa.’+ Luk 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma, mmụọ ozi ahụ sịrị ya: “Zekaraya, atụla egwu, n’ihi na a nụla arịrịọ ị na-arịọ. Elizabet nwunye gị ga-amụtara gị nwa nwoke, ị ga-agụkwa ya Jọn.+ Luk 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Chineke ga-emekwa ka nwa gị jiri ụdị obi na ike Ịlaịja nwere butere ya ụzọ,+ iji mee ka obi ndị nna dịrị ka nke ụmụ,*+ meekwa ka ndị na-enupụ isi kpawa àgwà ka ndị ma ihe na ndị ezi omume, iji kwadebere Jehova* otu ndị.”+
7 Mgbe ha lawara, Jizọs malitere ịgwa ìgwè mmadụ ahụ banyere Jọn, sị: “Gịnị ka unu gara ịhụ n’ala ịkpa?+ Ọ̀ bụ ahịhịa amị nke ifufe na-ebugharị?+
10 Onye a bụ onye ahụ e dere banyere ya, sị: ‘Lee, m na-ezipụ onye ozi m ga-ebu gị ụzọ,* ọ ga-edozikwa ụzọ ị ga-esi bịa.’+
13 Ma, mmụọ ozi ahụ sịrị ya: “Zekaraya, atụla egwu, n’ihi na a nụla arịrịọ ị na-arịọ. Elizabet nwunye gị ga-amụtara gị nwa nwoke, ị ga-agụkwa ya Jọn.+
17 Chineke ga-emekwa ka nwa gị jiri ụdị obi na ike Ịlaịja nwere butere ya ụzọ,+ iji mee ka obi ndị nna dịrị ka nke ụmụ,*+ meekwa ka ndị na-enupụ isi kpawa àgwà ka ndị ma ihe na ndị ezi omume, iji kwadebere Jehova* otu ndị.”+