Abụ Ọma 110:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jehova aṅụọla iyi, ọ gaghịkwa agbanwe obi ya.* Ọ sịrị: “Ị bụ onye nchụàjà dị ka Melkizedek,+Ị ga-abụkwa onye nchụàjà ruo mgbe ebighị ebi.”+ Ndị Rom 8:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ma ọ bụrụ na anyị bụ ụmụ Chineke, anyị ga-eketa ihe Chineke ga-ekenye anyị. Ọ ga-ekenye anyị ihe ahụ+ Kraịst ga-eketa ma ọ bụrụhaala na anyị na Kraịst atakọọ ahụhụ,+ ka e wee mee ka anyị na ya dịkọọ ebube.+
4 Jehova aṅụọla iyi, ọ gaghịkwa agbanwe obi ya.* Ọ sịrị: “Ị bụ onye nchụàjà dị ka Melkizedek,+Ị ga-abụkwa onye nchụàjà ruo mgbe ebighị ebi.”+
17 Ma ọ bụrụ na anyị bụ ụmụ Chineke, anyị ga-eketa ihe Chineke ga-ekenye anyị. Ọ ga-ekenye anyị ihe ahụ+ Kraịst ga-eketa ma ọ bụrụhaala na anyị na Kraịst atakọọ ahụhụ,+ ka e wee mee ka anyị na ya dịkọọ ebube.+