Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 18
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Diuterọnọmi

      • Òkè ndị nchụàjà na ndị Livaị (1-8)

      • Ime mgbaasị adịghị mma (9-14)

      • Onye amụma nke dị ka Mosis (15-19)

      • Otú e si amata ndị amụma ụgha (20-22)

Diuterọnọmi 18:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 18:20, 24; Di 10:9; Jos 13:14, 33; 1Kọ 9:13

Diuterọnọmi 18:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ọka a nwere ike ịbụ ọka wit ma ọ bụ ọka bali.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 23:19; Ọg 18:8, 12; 2Ih 31:4; Neh 12:44

Diuterọnọmi 18:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 28:1; Ọg 3:10; Di 10:8

Diuterọnọmi 18:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi ya achọọ.”

  • *

    Ya bụ, n’ebe Jehova họọrọ ka ọ bụrụ ebe ndị mmadụ ga-abịa na-efe ya.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 35:2
  • +Di 12:5, 6; 16:2; Ọm 26:8

Diuterọnọmi 18:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 31:2

Diuterọnọmi 18:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 7:10

Diuterọnọmi 18:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 18:26; Di 12:30

Diuterọnọmi 18:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “majik.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 12:31; 2Ez 16:1, 3; 2Ih 28:1, 3; Ọm 106:35-37; Jer 32:35
  • +2Ez 17:17; Ọrụ 16:16
  • +Le 19:26; Ọrụ 19:19
  • +Ezi 21:21
  • +Ọp 22:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 24

Diuterọnọmi 18:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 20:27; 1Ih 10:13
  • +Le 19:31
  • +1Sa 28:7-11; Aịz 8:19; Ga 5:19, 20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 24

    Teta!,

    7/2012, p. 10-11

Diuterọnọmi 18:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 24

Diuterọnọmi 18:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 5:48; 2Pi 3:14

Diuterọnọmi 18:14

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “majik.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 19:26; 2Ez 21:1, 2, 6
  • +Jos 13:22

Diuterọnọmi 18:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 49:10; Ọg 24:17; Lu 7:16; Jn 1:45; 6:14; Ọrụ 3:22; 7:37

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146

    Ụlọ Nche,

    4/15/2009, p. 25-28

    Teta!,

    4/8/2004, p. 12-13

Diuterọnọmi 18:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 19:17
  • +Ọp 20:19

Diuterọnọmi 18:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 34:28; Ọg 12:3; Mt 4:1, 2; 11:29; Jn 5:46
  • +Jn 17:8
  • +Jn 12:49; Hib 1:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146

    Ụlọ Nche,

    4/15/2009, p. 25-28

    2/15/2000, p. 24

    11/15/1991, p. 28-31

Diuterọnọmi 18:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 3:23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146

Diuterọnọmi 18:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 13:1-5; Jer 28:11-17

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Diut. 18:1Ọg 18:20, 24; Di 10:9; Jos 13:14, 33; 1Kọ 9:13
Diut. 18:4Ọp 23:19; Ọg 18:8, 12; 2Ih 31:4; Neh 12:44
Diut. 18:5Ọp 28:1; Ọg 3:10; Di 10:8
Diut. 18:6Ọg 35:2
Diut. 18:6Di 12:5, 6; 16:2; Ọm 26:8
Diut. 18:72Ih 31:2
Diut. 18:8Le 7:10
Diut. 18:9Le 18:26; Di 12:30
Diut. 18:10Di 12:31; 2Ez 16:1, 3; 2Ih 28:1, 3; Ọm 106:35-37; Jer 32:35
Diut. 18:102Ez 17:17; Ọrụ 16:16
Diut. 18:10Le 19:26; Ọrụ 19:19
Diut. 18:10Ezi 21:21
Diut. 18:10Ọp 22:18
Diut. 18:11Le 20:27; 1Ih 10:13
Diut. 18:11Le 19:31
Diut. 18:111Sa 28:7-11; Aịz 8:19; Ga 5:19, 20
Diut. 18:13Mt 5:48; 2Pi 3:14
Diut. 18:14Le 19:26; 2Ez 21:1, 2, 6
Diut. 18:14Jos 13:22
Diut. 18:15Je 49:10; Ọg 24:17; Lu 7:16; Jn 1:45; 6:14; Ọrụ 3:22; 7:37
Diut. 18:16Ọp 19:17
Diut. 18:16Ọp 20:19
Diut. 18:18Ọp 34:28; Ọg 12:3; Mt 4:1, 2; 11:29; Jn 5:46
Diut. 18:18Jn 17:8
Diut. 18:18Jn 12:49; Hib 1:2
Diut. 18:19Ọrụ 3:23
Diut. 18:20Di 13:1-5; Jer 28:11-17
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Diuterọnọmi 18:1-22

Diuterọnọmi

18 “Ndị nchụàjà bụ́ ndị Livaị na ndị niile si n’ebo Livaị agaghị eketa òkè ma ọ bụ ala n’Izrel. Ha ga na-eri àjà Jehova ndị a na-esu ọkụ, nke bụ́ ihe o ketara.+ 2 N’ihi ya, ha agaghị eso ụmụnne ha keta ihe ọ bụla. Ọ bụ Jehova ka ha ketara, otú ọ gwara ha.

3 “Ihe ndị a ga-abụ ihe ruuru ndị nchụàjà n’ihe ndị mmadụ ga na-eweta: Onye ọ bụla chụrụ àjà, ma ọ̀ bụ ehi ma ọ̀ bụ atụrụ ka ọ chụrụ, ga-enye onye nchụàjà ubu ya, agba ya, na afọ ya. 4 Unu ga-enye ya ọka* mbụ unu, mmanya ọhụrụ mbụ unu, mmanụ mbụ unu, nakwa ajị anụ mbụ a kpachapụtara n’ìgwè ewu na atụrụ unu.+ 5 Jehova bụ́ Chineke unu ahọrọla Livaị na ụmụ ya ndị nwoke n’ebo unu niile ka ha na-eje ozi n’aha Jehova mgbe niile.+

6 “Ma, ọ bụrụ na onye Livaị ahapụ ebe o bi n’otu n’ime obodo unu n’Izrel,+ chọọ* ịga n’ebe Jehova họọrọ,*+ 7 o nwere ike ije ozi n’ebe ahụ n’aha Jehova bụ́ Chineke ya otú ụmụnne ya niile, bụ́ ndị Livaị, ndị na-eje ozi n’ebe ahụ n’ihu Jehova, na-eme.+ 8 Ihe oriri ọ ga na-eketa ga-aha ka nke ha na-eketa,+ ma e wepụ ihe o nwetara ná ngwongwo nna nna ya hà o rere.

9 “Mgbe unu banyere n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu, unu amụtala ime arụ mba ndị ahụ na-eme.+ 10 E kwesịghị inwe onye ọ bụla n’ime unu nke na-akpọ nwa ya nwoke ma ọ bụ nwa ya nwaanyị ọkụ iji chụọ àjà,+ onye ọ bụla nke na-agba afa,+ onye ọ bụla nke na-eme anwansi,*+ onye ọ bụla nke na-agba afa ka ọ mata ihe ga-eme n’ọdịnihu,+ dibịa anwansi,+ 11 onye ọ bụla nke na-akọ ndị ọzọ ọgwụ, onye ọ bụla nke na-ajụ onye na-agba afa+ ma ọ bụ onye na-akọ ihe ga-eme n’ọdịnihu+ ase, ma ọ bụ onye ọ bụla nke na-ajụ ndị nwụrụ anwụ ase.+ 12 N’ihi na Jehova kpọrọ onye ọ bụla na-eme ihe ndị a asị. Ọ bụkwa n’ihi arụ ndị a ka Jehova bụ́ Chineke unu ji na-achụpụrụ unu mba ndị ahụ. 13 Unu ga-egosi na unu bụ ndị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu.+

14 “N’ihi na mba ndị a unu na-anapụ ala ha na-ege ndị na-eme anwansi*+ na ndị na-agba afa+ ntị. Ma, Jehova bụ́ Chineke unu achọghị ka unu mee ụdị ihe a. 15 Jehova bụ́ Chineke unu ga-esi n’ụmụnne unu họpụtara unu onye amụma nke dị ka m. Geenụ ya ntị.+ 16 Ọ bụ maka na unu rịọrọ Jehova bụ́ Chineke unu na Horeb n’ụbọchị unu zukọtara,+ sị, ‘Ka anyị ghara ịnụ olu Jehova bụ́ Chineke anyị ọzọ, ka anyị gharakwa ịhụ nnukwu ọkụ a ọzọ, ka anyị ghara ịnwụ.’+ 17 Jehova sịziri m, ‘Ihe ha kwuru dị mma. 18 M ga-esi n’ụmụnne ha họpụtara ha onye amụma nke dị ka gị.+ M ga-agwa ya ihe ọ ga-ekwu,+ ọ ga-agwakwa ha ihe niile m ga-enye ya n’iwu.+ 19 N’eziokwu, m ga-eme ka onye na-egeghị ntị n’okwu m ndị ọ ga-ekwu n’aha m zaa ajụjụ.+

20 “‘Ọ bụrụ na mpako emee ka onye amụma ọ bụla jiri aha m kwuo ihe m na-enyeghị ya iwu ka o kwuo ma ọ bụ jiri aha chi ọzọ kwuo okwu, onye amụma ahụ ga-anwụ.+ 21 Ma, unu nwere ike ikwu n’obi unu, sị: “Olee otú anyị ga-esi amata na ọ bụghị Jehova kwuru okwu ahụ?” 22 Ọ bụrụ na onye amụma ahụ ji aha Jehova kwuo okwu, ma ihe o kwuru emezughị, ọ bụghị Jehova kwuru okwu ahụ. Ọ bụ mpako mere onye amụma ahụ ji kwuo ya. Unu atụla ya ụjọ.’

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya