Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 25
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ọnụ Ọgụgụ

      • Ndị Izrel na ụmụ nwaanyị Moab kwara iko (1-5)

      • Finihas kpara ike (6-18)

Ọnụ Ọgụgụ 25:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 2:1; Maị 6:5
  • +Ọg 31:16; 1Kọ 10:8; Mkp 2:14

Ọnụ Ọgụgụ 25:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 34:15; 1Kọ 10:20
  • +Ọp 20:5

Ọnụ Ọgụgụ 25:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 4:3; Jos 22:17; Ọm 106:28, 29; Ho 9:10

Ọnụ Ọgụgụ 25:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “n’ihu anyanwu.”

Ọnụ Ọgụgụ 25:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 18:21
  • +Ọp 22:20; 32:25, 27; Di 13:6-9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/1/2004, p. 29

Ọnụ Ọgụgụ 25:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 25:14, 15

Ọnụ Ọgụgụ 25:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 6:25; Jos 22:30

Ọnụ Ọgụgụ 25:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 106:30

Ọnụ Ọgụgụ 25:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 25:4; Di 4:3; 1Kọ 10:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    ‘Ịhụnanya Chineke’, p. 97-98

    Ụlọ Nche,

    4/1/2004, p. 29

    7/15/1992, p. 4-5

Ọnụ Ọgụgụ 25:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 25:7
  • +Ọm 106:30, 31
  • +Ọp 20:5; 34:14; Di 4:24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/1/2004, p. 27

    10/15/2002, p. 29

    3/1/1995, p. 16-17

Ọnụ Ọgụgụ 25:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 6:4; Ezr 7:1, 5; 8:1, 2
  • +1Ez 19:10

Ọnụ Ọgụgụ 25:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 31:7, 8; Jos 13:21
  • +1Ih 1:32, 33

Ọnụ Ọgụgụ 25:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 31:1, 2

Ọnụ Ọgụgụ 25:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 25:3; 31:16
  • +Ọg 25:8, 15
  • +Ọg 25:9

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọnụ Ọgụ. 25:1Jos 2:1; Maị 6:5
Ọnụ Ọgụ. 25:1Ọg 31:16; 1Kọ 10:8; Mkp 2:14
Ọnụ Ọgụ. 25:2Ọp 34:15; 1Kọ 10:20
Ọnụ Ọgụ. 25:2Ọp 20:5
Ọnụ Ọgụ. 25:3Di 4:3; Jos 22:17; Ọm 106:28, 29; Ho 9:10
Ọnụ Ọgụ. 25:5Ọp 18:21
Ọnụ Ọgụ. 25:5Ọp 22:20; 32:25, 27; Di 13:6-9
Ọnụ Ọgụ. 25:6Ọg 25:14, 15
Ọnụ Ọgụ. 25:7Ọp 6:25; Jos 22:30
Ọnụ Ọgụ. 25:8Ọm 106:30
Ọnụ Ọgụ. 25:9Ọg 25:4; Di 4:3; 1Kọ 10:8
Ọnụ Ọgụ. 25:11Ọg 25:7
Ọnụ Ọgụ. 25:11Ọm 106:30, 31
Ọnụ Ọgụ. 25:11Ọp 20:5; 34:14; Di 4:24
Ọnụ Ọgụ. 25:131Ih 6:4; Ezr 7:1, 5; 8:1, 2
Ọnụ Ọgụ. 25:131Ez 19:10
Ọnụ Ọgụ. 25:15Ọg 31:7, 8; Jos 13:21
Ọnụ Ọgụ. 25:151Ih 1:32, 33
Ọnụ Ọgụ. 25:17Ọg 31:1, 2
Ọnụ Ọgụ. 25:18Ọg 25:3; 31:16
Ọnụ Ọgụ. 25:18Ọg 25:8, 15
Ọnụ Ọgụ. 25:18Ọg 25:9
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ọnụ Ọgụgụ 25:1-18

Ọnụ Ọgụgụ

25 Mgbe ndị Izrel bi na Shitim,+ ha na ụmụ nwaanyị Moab malitere ịkwa iko.+ 2 Ụmụ nwaanyị ahụ kpọrọ ndị Izrel ka ha soro ha gaa chụọrọ chi ha àjà.+ Ndị Izrel wee malite iri ihe ha ji chụọ àjà ma na-akpọrọ chi ha isiala.+ 3 Ndị Izrel sooro ha fee Bel nke Piọ.+ Jehova wee wesa ndị Izrel ezigbo iwe. 4 Jehova gwara Mosis, sị: “Jide ndị niile bụ́ ndị isi ndị ọjọọ a, gbuo ha ma kwụwa ozu ha n’ihu Jehova ka mmadụ niile hụ ha,* ka nnukwu iwe Jehova na-ewesa ndị Izrel dajụọ.” 5 Mosis wee sị ndị ikpe Izrel:+ “Onye ọ bụla n’ime unu gbuo ụmụ nwoke si n’ebo ya bụ́ ndị so fee Bel nke Piọ.”+

6 Ma n’oge ahụ, otu nwoke Izrel kpọọrọ otu nwaanyị Midian na-abata n’ebe ụmụnne ya nọ,+ n’ihu Mosis nakwa n’ihu nzukọ Izrel niile, mgbe ndị Izrel nọ na-ebe ákwá n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute. 7 Mgbe Finihas+ nwa Elieza nwa Erọn onye nchụàjà hụrụ ya, o si n’ebe ahụ ndị Izrel zukọrọ bilie ozugbo ma were ube. 8 O sochiri nwoke Izrel ahụ azụ ma banye n’ụlọikwuu ha banyere, magbuo ha abụọ. Ọ mabara nwoke Izrel ahụ na nwaanyị ahụ ube n’ahụ́, ube ahụ amaba n’ihe nke nwaanyị ahụ ji bụrụ nwaanyị. Ọrịa ọjọọ nọ na-egbu ndị Izrel wee kwụsị.+ 9 Ndị ọrịa ọjọọ ahụ gburu dị puku mmadụ iri abụọ na puku anọ (24,000).+

10 Jehova gwaziri Mosis, sị: 11 “Finihas+ nwa Elieza, nwa nwa Erọn onye nchụàjà, emeela ka iwe m na-ewesa ndị Izrel dajụọ n’ihi na o kweghị ka ha hapụ m fewe chi ọzọ.+ Ọ bụ ya mere na ebibighị m ndị Izrel n’agbanyeghị na m chọrọ ka ha na-efe naanị m.+ 12 N’ihi ya, kwuo, sị, ‘Mụ na ya ga-agba ọgbụgba ndụ udo. 13 Ọ ga-abụrụ ya na ụmụ ya ndị ga-anọchi ya ọgbụgba ndụ ga-adịte aka nke ga-eme ka ha na-abụ ndị nchụàjà mgbe niile+ maka na o kweghị ka ndị Izrel hapụ Chineke ya fewe chi ọzọ.+ O kpuchikwaara ha mmehie ha.’”

14 Aha nwoke Izrel ahụ e gburu ya na nwaanyị Midian bụ Zimraị nwa Selu. Ọ bụ onyeisi n’ọnụmara ụmụ Simiọn. 15 Aha nwaanyị Midian ahụ e gburu bụ Kọzbaị nwa Zọọ.+ Zọọ bụ onyeisi ọnụmara ndị si n’ụlọ nna ya n’obodo Midian.+

16 Jehova mechara gwa Mosis, sị: 17 “Mesienụ ndị Midian ike, gbuokwanụ ha,+ 18 n’ihi na ha ji aghụghọ na-emesi unu ike, mee ka unu fee Bel nke Piọ,+ nakwa n’ihi ihe Kọzbaị nwanne ha nwaanyị, nwa otu onyeisi ndị Midian, mere. E gburu ya+ n’ụbọchị ahụ unu rịara ọrịa ọjọọ maka na unu fere Bel nke Piọ.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya