Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 118
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ọbụ abụ kelere Jehova na o meriela

        • ‘M kpọkuru Jaa, ya aza m’ (5)

        • “Jehova nọnyeere m” (6, 7)

        • Nkume a jụrụ ajụ ga-aghọ nkume ji ụlọ (22)

        • “Onye na-abịa n’aha Jehova” (26)

Abụ Ọma 118:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 19:17

Abụ Ọma 118:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    “Jaa” bụ mkpọbiri aha Jehova.

  • *

    Ma ọ bụ “ebe sara mbara.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 18:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/1993, p. 23-24

Abụ Ọma 118:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 27:1
  • +Aịz 51:12; Ro 8:31; Hib 13:6

Abụ Ọma 118:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “ya na ndị na-enyere m aka.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 26:52, 53
  • +Ọm 54:7

Abụ Ọma 118:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 40:4; 146:3, 4; Jer 17:5

Abụ Ọma 118:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ezi 29:6, 7

Abụ Ọma 118:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 20:15, 17

Abụ Ọma 118:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 14:11

Abụ Ọma 118:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “Ị kwasiri.”

Abụ Ọma 118:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 15:2; Ọm 18:2; Aịz 12:2

Abụ Ọma 118:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpu nzọpụta.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 89:13; Aịz 63:12

Abụ Ọma 118:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 15:6; Aịz 40:26

Abụ Ọma 118:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 6:5; 71:17

Abụ Ọma 118:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 66:10; 94:12
  • +Ọm 16:10

Abụ Ọma 118:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 26:2; Mkp 22:14

Abụ Ọma 118:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 24:3, 4

Abụ Ọma 118:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 116:1

Abụ Ọma 118:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 28:16; Lu 20:17; Ọrụ 4:11; 1Kọ 3:11; Efe 2:19, 20; 1Pi 2:4-7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    6/2018, p. 32

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2017, p. 9-10

    Jizọs Bụ Ụzọ, p. 246-247

    Ụlọ Nche,

    8/15/2011, p. 13

    7/15/2000, p. 14

    1/1/1990, p. 8-9

Abụ Ọma 118:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 5:31
  • +Mk 12:10, 11

Abụ Ọma 118:24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/1/1991, p. 17

Abụ Ọma 118:25

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2017, p. 9

    Ụlọ Nche,

    1/1/1991, p. 17

Abụ Ọma 118:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 21:7-9; 23:39; Mk 11:7-10; Lu 19:37, 38

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2017, p. 9

    Jizọs Bụ Ụzọ, p. 254

Abụ Ọma 118:27

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “na mpi ebe ịchụàjà.” Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 18:28; 1Pi 2:9
  • +Le 23:34; Ọm 42:4
  • +Ọp 27:2

Abụ Ọma 118:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 15:2; Aịz 25:1

Abụ Ọma 118:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 50:23
  • +Ezr 3:11; Ọm 118:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2002, p. 13

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 118:1Mt 19:17
Ọma 118:5Ọm 18:19
Ọma 118:6Ọm 27:1
Ọma 118:6Aịz 51:12; Ro 8:31; Hib 13:6
Ọma 118:7Mt 26:52, 53
Ọma 118:7Ọm 54:7
Ọma 118:8Ọm 40:4; 146:3, 4; Jer 17:5
Ọma 118:9Ezi 29:6, 7
Ọma 118:102Ih 20:15, 17
Ọma 118:122Ih 14:11
Ọma 118:14Ọp 15:2; Ọm 18:2; Aịz 12:2
Ọma 118:15Ọm 89:13; Aịz 63:12
Ọma 118:16Ọp 15:6; Aịz 40:26
Ọma 118:17Ọm 6:5; 71:17
Ọma 118:18Ọm 66:10; 94:12
Ọma 118:18Ọm 16:10
Ọma 118:19Aịz 26:2; Mkp 22:14
Ọma 118:20Ọm 24:3, 4
Ọma 118:21Ọm 116:1
Ọma 118:22Aịz 28:16; Lu 20:17; Ọrụ 4:11; 1Kọ 3:11; Efe 2:19, 20; 1Pi 2:4-7
Ọma 118:23Ọrụ 5:31
Ọma 118:23Mk 12:10, 11
Ọma 118:26Mt 21:7-9; 23:39; Mk 11:7-10; Lu 19:37, 38
Ọma 118:27Ọm 18:28; 1Pi 2:9
Ọma 118:27Le 23:34; Ọm 42:4
Ọma 118:27Ọp 27:2
Ọma 118:28Ọp 15:2; Aịz 25:1
Ọma 118:29Ọm 50:23
Ọma 118:29Ezr 3:11; Ọm 118:1
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 118:1-29

Abụ Ọma

118 Keleenụ Jehova n’ihi na ọ dị mma.+

Ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.

 2 Ka ndị Izrel kwuo, sị:

“Ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.”

 3 Ka ndị ezinụlọ Erọn kwuo, sị:

“Ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.”

 4 Ka ndị na-atụ egwu Jehova kwuo, sị:

“Ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.”

 5 M kpọkuru Jaa* n’oge m na-ata ahụhụ.

Jaa zara m wee kpọba m ebe ihe ọ bụla na-agaghị eme m.*+

 6 Jehova nọnyeere m. Agaghị m atụ egwu.+

Gịnị ka mmadụ ga-emeli m?+

 7 Jehova nọnyeere m. Ọ bụ ya na-enyere m aka.*+

M ga na-ele ndị kpọrọ m asị anya na-achị ha ọchị mgbe a na-emeri ha.+

 8 Ọ ka mma ịgbaba n’ime Jehova

Kama ịtụkwasị mmadụ obi.+

 9 Ọ ka mma ịgbaba n’ime Jehova

Kama ịtụkwasị ndị isi obi.+

10 Mba niile gbara m gburugburu,

Ma ọ bụ aha Jehova

Ka m ji chụọ ha ọsọ.+

11 Ha gbara m gburugburu. N’eziokwu, ha gbara m nnọọ gburugburu.

Ma ọ bụ aha Jehova

Ka m ji chụọ ha ọsọ.

12 Ha gbara m gburugburu ka aṅụ,

Ma a lara ha n’iyi ngwa ngwa otú ọkụ si erechapụ osisi ogwu ngwa ngwa.

Ọ bụ aha Jehova

Ka m ji chụọ ha ọsọ.+

13 A kwasiri* m aka ike ka m daa,

Ma Jehova nyeere m aka.

14 Jaa bụ ebe mgbaba m na ike m,

Ọ bụkwa ya na-azọpụta m.+

15 Mkpu ọṅụ na mkpu mmeri*

Na-ada n’ụlọikwuu ndị ezi omume.

Aka nri Jehova na-akpa ike.+

16 Jehova weliri aka nri ya maka na o meriela.

Aka nri Jehova na-akpa ike.+

17 Agaghị m anwụ, kama m ga-adị ndụ,

Ka m wee kọsaa ọrụ dị iche iche Jaa na-arụ.+

18 Jaa dọsiri m aka ná ntị ike,+

Ma o kweghị ka m nwụọ.+

19 Megheerenụ m ọnụ ụzọ ámá ezi omume.+

M ga-esi na ya banye too Jaa.

20 Ọ bụ ọnụ ụzọ ámá Jehova.

Ndị ezi omume ga-esi na ya gafere.+

21 M ga-eto gị n’ihi na ị zara m,+

Ọ bụkwa gị zọpụtara m.

22 Nkume ndị na-arụ ụlọ jụrụ

Aghọọla nkume ji ụlọ.+

23 Ihe a si n’aka Jehova.+

Ọ dị ebube n’anya anyị.+

24 Taa bụ ụbọchị Jehova wepụtara.

Anyị ga-aṅụrị ọṅụ, nweekwa obi ụtọ na ya.

25 Jehova, biko, anyị na-arịọ gị, zọpụta anyị.

Jehova, biko, mee ka anyị merie.

26 Onye na-abịa n’aha Jehova bụ onye a gọziri agọzi.+

Anyị si n’ụlọ Jehova na-agọzi unu.

27 Jehova bụ Chineke.

Ọ na-enye anyị ìhè.+

Jirinụ alaka osisi soro ndị na-eme ememme kwụrụ n’ahịrị.+

Garuonụ n’ebe ịchụàjà.*+

28 Ị bụ Chineke m. M ga-eto gị.

Chineke m, m ga-aja gị mma.+

29 Keleenụ Jehova+ n’ihi na ọ dị mma.

Ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya