Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 104
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • E toro Chineke maka ihe ndị dị ebube o kere

        • Ụwa ga-adị ruo mgbe ebighị ebi (5)

        • E kere mmanya na nri maka mmadụ (15)

        • “Ọrụ ị rụrụ dị nnọọ ọtụtụ” (24)

        • “I mee ka ha kwụsị iku ume, ha na-anwụ” (29)

Abụ Ọma 104:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 103:1
  • +Ọm 86:10
  • +1Ih 16:27; Ezi 1:27, 28; Da 7:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2008, p. 13

Abụ Ọma 104:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jes 1:17; 1Jn 1:5
  • +Aịz 40:22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2008, p. 13

Abụ Ọma 104:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “n’ime mmiri.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 18:11; Em 9:6
  • +Di 33:26; Aịz 19:1
  • +2Sa 22:11; Job 38:1

Abụ Ọma 104:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ezi 1:13; Hib 1:7, 14

Abụ Ọma 104:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “A gaghị eme ka ọ maa jijiji.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 38:4, 6; Ọm 24:1, 2
  • +Ek 1:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Teta!,

    nke 5 2016, p. 14-15

    Ụlọ Nche,

    8/1/2008, p. 31

Abụ Ọma 104:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 1:2

Abụ Ọma 104:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 1:9

Abụ Ọma 104:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 8:25

Abụ Ọma 104:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 38:8-10; Ọm 33:7; Ilu 8:29; Jer 5:22

Abụ Ọma 104:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Teta!,

    3/8/1996, p. 14

Abụ Ọma 104:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 38:37; Ọm 147:8; Jer 10:13; Em 9:6; Mt 5:45
  • +Ọm 65:9; Ọrụ 14:17

Abụ Ọma 104:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 1:29, 30; 9:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 46

    Ụlọ Nche,

    10/15/2011, p. 8

Abụ Ọma 104:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ek 9:7
  • +Ek 10:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 43

    Ụlọ Nche,

    10/15/2011, p. 8

Abụ Ọma 104:17

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Shekeleke.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 8:7

Abụ Ọma 104:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 39:1
  • +Ilu 30:26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2004, p. 9

    7/15/1997, p. 24

Abụ Ọma 104:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 1:16; Ọm 19:6; Jer 31:35

Abụ Ọma 104:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 1:5; Ọm 74:16; Aịz 45:7

Abụ Ọma 104:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Em 3:4
  • +Ọm 147:9

Abụ Ọma 104:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Neh 9:6
  • +Ilu 3:19; Jer 10:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 55, 173-175

Abụ Ọma 104:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 1:21

Abụ Ọma 104:26

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Levayatan.” Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 41:1

Abụ Ọma 104:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 136:25; 145:15; 147:9; Mt 6:26

Abụ Ọma 104:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 12:24
  • +Ọm 107:9; 145:16

Abụ Ọma 104:29

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “i wepụ mmụọ ha.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 3:19; Job 34:14, 15; Ọm 146:3, 4; Ek 3:19, 20; 12:7

Abụ Ọma 104:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 33:4; Ọrụ 17:28

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/2002, p. 5

Abụ Ọma 104:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 1:31

Abụ Ọma 104:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 19:18

Abụ Ọma 104:33

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 13:6
  • +Ọm 146:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 14

Abụ Ọma 104:34

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “Ka ihe m na-atụgharị n’uche banyere ya dị ya ụtọ.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 40

Abụ Ọma 104:35

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

  • *

    Ma ọ bụ “Haleluja!” “Jaa” bụ mkpọbiri aha Jehova.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 37:10, 38; Ilu 2:22

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 104:1Ọm 103:1
Ọma 104:1Ọm 86:10
Ọma 104:11Ih 16:27; Ezi 1:27, 28; Da 7:9
Ọma 104:2Jes 1:17; 1Jn 1:5
Ọma 104:2Aịz 40:22
Ọma 104:3Ọm 18:11; Em 9:6
Ọma 104:3Di 33:26; Aịz 19:1
Ọma 104:32Sa 22:11; Job 38:1
Ọma 104:4Ezi 1:13; Hib 1:7, 14
Ọma 104:5Job 38:4, 6; Ọm 24:1, 2
Ọma 104:5Ek 1:4
Ọma 104:6Je 1:2
Ọma 104:7Je 1:9
Ọma 104:8Ilu 8:25
Ọma 104:9Job 38:8-10; Ọm 33:7; Ilu 8:29; Jer 5:22
Ọma 104:13Job 38:37; Ọm 147:8; Jer 10:13; Em 9:6; Mt 5:45
Ọma 104:13Ọm 65:9; Ọrụ 14:17
Ọma 104:14Je 1:29, 30; 9:3
Ọma 104:15Ek 9:7
Ọma 104:15Ek 10:19
Ọma 104:17Jer 8:7
Ọma 104:18Job 39:1
Ọma 104:18Ilu 30:26
Ọma 104:19Je 1:16; Ọm 19:6; Jer 31:35
Ọma 104:20Je 1:5; Ọm 74:16; Aịz 45:7
Ọma 104:21Em 3:4
Ọma 104:21Ọm 147:9
Ọma 104:24Neh 9:6
Ọma 104:24Ilu 3:19; Jer 10:12
Ọma 104:25Je 1:21
Ọma 104:26Job 41:1
Ọma 104:27Ọm 136:25; 145:15; 147:9; Mt 6:26
Ọma 104:28Lu 12:24
Ọma 104:28Ọm 107:9; 145:16
Ọma 104:29Je 3:19; Job 34:14, 15; Ọm 146:3, 4; Ek 3:19, 20; 12:7
Ọma 104:30Job 33:4; Ọrụ 17:28
Ọma 104:31Je 1:31
Ọma 104:32Ọp 19:18
Ọma 104:33Ọm 13:6
Ọma 104:33Ọm 146:2
Ọma 104:35Ọm 37:10, 38; Ilu 2:22
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 104:1-35

Abụ Ọma

104 Ka m* too Jehova.+

Jehova Chineke m, ị bụ nnọọ onye ukwu.+

I yi ebube na ùgwù ka uwe.+

 2 I ji ìhè kpuchie onwe gị+ ka ákwà.

Ị na-agbasa eluigwe ka ákwà ụlọikwuu.+

 3 Ọ bụ na mmiri dị n’elu* ka ọ rụkwasịrị ụlọ ya ndị dị n’elu.+

Ọ na-eji ígwé ojii emere ụgbọ ịnyịnya.+

Ọ na-agagharị n’elu ifufe.+

 4 Ọ na-eme ka ndị mmụọ ozi ya sie ike,

Na-emekwa ka ndị ozi ya bụrụ ọkụ na-erechapụ ihe.+

 5 Ọ tọsiri ntọala ụwa ike.+

A gaghị ebupụli ya ebupụ* ruo mgbe niile ebighị ebi.+

 6 I ji oké osimiri kpuchie ya ka ákwà.+

Mmiri tochiri ugwu dị iche iche.

 7 Ị bara mba, ha asọghachi azụ.+

Mgbe ha nụrụ ụda égbè eluigwe gị, ha tụrụ ụjọ sọghachi azụ

 8 N’ebe ị tọrọ ntọala ka ha dịrị.

Ugwu wee dịrị,+ ndagwurugwu adịrịkwa.

 9 Ị kpaara ha ókè ebe ha na-agaghị agafe,+

Ka a ghara inwe mgbe ha ga-etochi ụwa ọzọ.

10 Ọ na-eme ka iyi dịrị na ndagwurugwu.

Ha na-asọ n’agbata ugwu dị iche iche.

11 Ọ bụ mmiri si na ha ka anụ ọhịa na-aṅụ.

Jakị ọhịa na-aṅụ ya ma mmiri gụwa ha.

12 Nnụnụ na-akpa akwụ́ n’elu osisi ndị dị n’akụkụ mmiri ndị ahụ.

Ha na-anọ n’alaka ha akwụkwọ juru na-ebe ubé.

13 Ọ na-esi n’ụlọ ya ndị dị n’elu agba ugwu dị iche iche mmiri.+

Ihe ndị ị na-emepụta na-ezuru ụwa.+

14 Ọ na-eme ka ahịhịa na-epuru anụmanụ,

Na-enyekwa ndị mmadụ ihe ha ga-akụ,+

Ka ha wee si n’ala na-enweta ihe oriri

15 Na mmanya nke na-eme ka obi tọọ mmadụ ụtọ,+

Mmanụ nke na-eme ka ihu mmadụ na-egbuke egbuke,

Nakwa nri nke na-eme ka mmadụ nwee obi ụtọ.+

16 Osisi Jehova kụrụ na-enweta mmiri na-ezuru ya,

Ya bụ, osisi sida ndị dị na Lebanọn,

17 Bụ́ ebe nnụnụ na-akpa akwụ́ ha.

Ụgbala ọcha*+ na-ebi n’osisi junipa.

18 Ewu ọhịa na-anọ n’ugwu ndị dị elu.+

Ewi nkume na-ezo ná nnukwu nkume.+

19 O kere ọnwa ka e jiri ya na-amata oge dị iche iche.

Anyanwụ ma oge o kwesịrị ịda.+

20 Ị na-eme ka ọchịchịrị gbaa, chi ejie.+

Ọ bụ mgbe ahụ ka anụ ọhịa niile na-akpagharị.

21 Ọdụm na-agbọ ụja mgbe ha na-achọ anụ ha ga-eri.+

Ha na-achọ nri Chineke ga-enye ha.+

22 Mgbe anyanwụ pụtara,

Ha na-alaghachi gaa makpuru n’ebe ha na-ebi.

23 Mmadụ na-apụ gawa ọrụ ya,

Ọ na-arụgidekwa ọrụ ruo mgbede.

24 Jehova, ọrụ ị rụrụ dị nnọọ ọtụtụ.+

I ji amamihe rụọ ha niile.+

Ihe ndị i kere eke juru n’ụwa.

25 Oké osimiri buru ezigbo ibu ma saa mbara.

Imirikitiimi ihe ndị dị ndụ, ma ndị ukwu ma ndị nta, juru n’ime ha.+

26 Ụgbọ mmiri na-aga na ha.

Nnukwu anụ mmiri,*+ nke i kere ka ọ na-egwuri egwu n’ime ha, na-agakwa na ha.

27 Ha niile na-eche gị

Ka i nye ha ihe ha ga-eri n’oge kwesịrị ekwesị.+

28 Ihe ị na-enye ha ka ha na-eri.+

Ọ bụrụ na ị saghee aka gị, ha na-enweta ihe ọma na-ezuru ha.+

29 Ọ bụrụ na i wepụ ihu gị, obi anaghị ezu ha ike.

Ọ bụrụ na i mee ka ha kwụsị iku ume,* ha na-anwụ laghachi n’ájá.+

30 Ọ bụrụ na i zipụ mmụọ nsọ gị, a na-eke ha.+

Ị na-emekwa ka ala dị ọhụrụ.

31 Jehova ga na-adị ebube ruo mgbe ebighị ebi.

Jehova ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi ọrụ ya.+

32 O lee ụwa anya, ụwa amaa jijiji.

O metụ ugwu dị iche iche aka, ha akwụọ anwụrụ ọkụ.+

33 M ga-abụku Jehova abụ+ n’oge niile m dị ndụ.

M ga-abụku Chineke m abụ otuto n’oge niile m dị ndụ.+

34 Ka ihe m na-eche n’echiche dị ya mma.*

M ga na-aṅụrị ọṅụ n’ihi Jehova.

35 A ga-ekpochapụ ndị mmehie n’ụwa.

Ndị ajọ omume agaghịzi anọ.+

Ka m* too Jehova. Toonụ Jaa!*

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya