Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 22
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • A napụtara ya, ya etoo Chineke

        • “Chineke m, gịnị mere i ji hapụ m?” (1)

        • ‘Ha feere uwe m nza’ (18)

        • A ga-eto Chineke n’ime ọgbakọ (22, 25)

        • Ndị niile bi n’ụwa ga-efe Chineke (27)

Abụ Ọma 22:okwu mmeghe

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ihe a nwere ike ịbụ aha ụda egwú ma ọ bụ aha otú e si akpọ egwú.

Abụ Ọma 22:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 22:16; Mt 27:46; Mk 15:34
  • +Hib 5:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    4/2021, p. 30-31

    Ụlọ Nche,

    8/15/2011, p. 15-16

    2/15/2008, p. 30

    5/15/2006, p. 18

Abụ Ọma 22:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 42:3

Abụ Ọma 22:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 6:3; 1Pi 1:15

Abụ Ọma 22:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 15:1, 6
  • +Ọp 14:13; Hib 11:32-34

Abụ Ọma 22:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “i menyeghịkwa ha ihere.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 25:2; 99:6; Ro 10:11

Abụ Ọma 22:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 31:11; Aịz 53:3

Abụ Ọma 22:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 35:16
  • +Ọm 109:25

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146

    Ụlọ Nche,

    8/15/2011, p. 15

Abụ Ọma 22:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 27:41-43; Lu 23:35, 36

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2011, p. 15

Abụ Ọma 22:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 71:6; 139:16

Abụ Ọma 22:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 10:1
  • +Lu 23:46; Hib 5:7

Abụ Ọma 22:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 68:30
  • +Ezi 39:18

Abụ Ọma 22:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 26:4
  • +Ọm 57:4; 1Pi 5:8

Abụ Ọma 22:14

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Mgbá aṅụ bụ ihe aṅụ na-anyụpụta nke na-adị n’ụgbụgbọ mmanụ aṅụ. Ihe a na-agbaze ngwa ngwa.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 22:44; Jn 12:27
  • +Mt 26:38; Mk 14:33

Abụ Ọma 22:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 17:22
  • +Jn 19:28
  • +Aịz 53:12; 1Kọ 15:3, 4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    4/2021, p. 11-12

    Jizọs Bụ Ụzọ, p. 300

Abụ Ọma 22:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 59:5, 6; Lu 22:63
  • +Ọm 86:14
  • +Mt 27:35; Jn 20:25

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146

    Ụlọ Nche,

    8/15/2011, p. 14-15

Abụ Ọma 22:17

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “M ga-agụli ọkpụkpụ m niile ọnụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 34:20; Jn 19:36

Abụ Ọma 22:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mk 15:24; Lu 23:34; Jn 19:23, 24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146

    Jizọs Bụ Ụzọ, p. 299

    Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 14

    Ụlọ Nche,

    8/15/2011, p. 15

    3/15/1990, p. 25

Abụ Ọma 22:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 10:1
  • +Ọm 40:13

Abụ Ọma 22:20

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 22:16

Abụ Ọma 22:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 35:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/1/2000, p. 10-11

Abụ Ọma 22:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 17:6
  • +Ọm 40:9; Hib 2:11, 12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 14

    Ụlọ Nche,

    4/15/2007, p. 21

    7/1/1997, p. 17

Abụ Ọma 22:23

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “mkpụrụ.”

  • *

    Na Hibru, “mkpụrụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 50:23

Abụ Ọma 22:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 34:6; 69:33
  • +Ọg 6:25
  • +Hib 5:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/1/2005, p. 26-27

Abụ Ọma 22:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 35:18; 40:10; 111:1

Abụ Ọma 22:26

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Ka obi unu dị ndụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 37:11; Aịz 65:13
  • +Zef 2:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 60

Abụ Ọma 22:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 22:18; Mkp 7:9; 15:4

Abụ Ọma 22:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 29:11; Mkp 11:17

Abụ Ọma 22:29

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “buru ibu.”

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi ya.”

Abụ Ọma 22:30

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Mkpụrụ.”

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 22:1Ọm 22:16; Mt 27:46; Mk 15:34
Ọma 22:1Hib 5:7
Ọma 22:2Ọm 42:3
Ọma 22:3Aịz 6:3; 1Pi 1:15
Ọma 22:4Je 15:1, 6
Ọma 22:4Ọp 14:13; Hib 11:32-34
Ọma 22:5Ọm 25:2; 99:6; Ro 10:11
Ọma 22:6Ọm 31:11; Aịz 53:3
Ọma 22:7Ọm 35:16
Ọma 22:7Ọm 109:25
Ọma 22:8Mt 27:41-43; Lu 23:35, 36
Ọma 22:9Ọm 71:6; 139:16
Ọma 22:11Ọm 10:1
Ọma 22:11Lu 23:46; Hib 5:7
Ọma 22:12Ọm 68:30
Ọma 22:12Ezi 39:18
Ọma 22:13Mt 26:4
Ọma 22:13Ọm 57:4; 1Pi 5:8
Ọma 22:14Lu 22:44; Jn 12:27
Ọma 22:14Mt 26:38; Mk 14:33
Ọma 22:15Ilu 17:22
Ọma 22:15Jn 19:28
Ọma 22:15Aịz 53:12; 1Kọ 15:3, 4
Ọma 22:16Ọm 59:5, 6; Lu 22:63
Ọma 22:16Ọm 86:14
Ọma 22:16Mt 27:35; Jn 20:25
Ọma 22:17Ọm 34:20; Jn 19:36
Ọma 22:18Mk 15:24; Lu 23:34; Jn 19:23, 24
Ọma 22:19Ọm 10:1
Ọma 22:19Ọm 40:13
Ọma 22:20Ọm 22:16
Ọma 22:21Ọm 35:17
Ọma 22:22Jn 17:6
Ọma 22:22Ọm 40:9; Hib 2:11, 12
Ọma 22:23Ọm 50:23
Ọma 22:24Ọm 34:6; 69:33
Ọma 22:24Ọg 6:25
Ọma 22:24Hib 5:7
Ọma 22:25Ọm 35:18; 40:10; 111:1
Ọma 22:26Ọm 37:11; Aịz 65:13
Ọma 22:26Zef 2:3
Ọma 22:27Je 22:18; Mkp 7:9; 15:4
Ọma 22:281Ih 29:11; Mkp 11:17
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 22:1-31

Abụ Ọma

Ntụziaka e nyere onye na-eduzi abụ. A ga-eji ụda a na-akpọ “Nne Ele Isi Ụtụtụ”* kpọọ ya. Abụ Devid.

22 Chineke m, Chineke m, gịnị mere i ji hapụ m?+

Gịnị mere na ị bịaghị ka ị zọpụta m?

Gịnị mere na ị naghị anụ ákwá arịrị m na-ebe?+

 2 Chineke m, m na-akpọ gị n’ehihie, ma ị naghị aza.+

M na-akpọkwa gị n’abalị, anaghị m emechi ọnụ.

 3 Ma ị dị nsọ.+

Izrel ji abụ otuto gbaa gị gburugburu.

 4 Ọ bụ gị ka nna anyị hà tụkwasịrị obi.+

Ha tụkwasịrị gị obi, ị nọkwa na-anapụta ha.+

 5 Ọ bụ gị ka ha kpọrọ ka i nyere ha aka, e wee zọpụta ha.

Ha tụkwasịrị gị obi, i mechughịkwa ha ihu.*+

 6 Ma ndị mmadụ ji m eme ihe ọchị, ha kpọkwara m asị,

Ka à ga-asị na m bụ idide, na abụghị m mmadụ.+

 7 Ndị niile na-ahụ m na-eji m eme ihe ọchị.+

Ha na-akwa m emo, na-efufekwa isi, na-asị:+

 8 “Ọ tụkwasịrị Jehova obi. Ya napụta ya.

Ya zọpụta ya, ebe ọ bụ na ọ hụrụ ya n’anya nke ukwuu.”+

 9 Ọ bụ gị bụ Onye si n’afọ nne m kupụta m,+

Onye mere ka obi ruo m ala mgbe m na-aṅụ ara nne m.

10 Malite mgbe a mụrụ m, e nyefere m n’aka gị ka i lekọtawa m.

Ị bụ Chineke m malite mgbe m nọ n’afọ nne m.

11 Anọla m n’ebe dị anya n’ihi na nsogbu gbara m gburugburu,+

Enweghịkwa m onye ọzọ ga-enyere m aka.+

12 Ọtụtụ ndị iro gbara m gburugburu.+

Ha dị ka oké ehi siri ike ndị si Beshan.+

13 Ha na-emeghe ọnụ ha na-eyi m egwu+

Ka ọdụm na-agbọ ụja, nke na-adọrikwa anụ o jidere.+

14 Ike agwụla m. Adịzi m ka mmiri a kwafuru akwafu.

Ọkpụkpụ m niile ekwokapụla.

Obi m dịzi ka mgbá aṅụ na-agbaze agbaze.*+

Obi na-awụnye m n’afọ.+

15 Ike adịkwaghị m. Adịzi m ka mpekere ite ụrọ kpọrọ nkụ.+

Ire m na-arapara n’ágbụ̀ m.+

Ị na-ewetu m n’ájá ka m nwụọ.+

16 Ndị iro gbara m gburugburu ka nkịta.+

Ha na-agba m gburugburu ka ìgwè ndị na-eme ihe ọjọọ.+

Ha na-ata m arụ n’aka nakwa n’ụkwụ ka ọdụm.+

17 A na-ahụzi ọkpụkpụ m niile anya.*+

Ndị iro m na-ele m anya. Ha kporopụrụ anya na-ele m.

18 Ha kere uwe m,

Ha fekwaara uwe m nza.+

19 Ma Jehova, biko, anọzila m n’ebe dị anya.+

Ọ bụ gị bụ ike m. Bịa ngwa ngwa nyere m aka.+

20 Zọpụta m* ka a ghara iji mma agha gbuo m.

Zọpụta ndụ m* ka nkịta ghara ịdọri m.+

21 Zọpụta m n’ọnụ ọdụm,+ zọpụtakwa m ka atụ́ ghara iji mpi ya sọgbuo m.

Za m ma zọpụta m.

22 M ga-akọsara ụmụnna m aha gị.+

M ga-eto gị n’ime ọgbakọ.+

23 Unu ndị na-atụ egwu Jehova, toonụ ya.

Unu niile bụ́ ụmụ* Jekọb, jaanụ ya mma.+

Tụọnụ egwu ya, unu niile bụ́ ụmụ* Izrel.

24 N’ihi na o legharaghị ahụhụ onye a na-emegbu emegbu na-ata anya.+

O zoroghị ya ihu ya.+

Mgbe o besaara ya ákwá ka o nyere ya aka, ọ nụrụ ya.+

25 M ga-anọ n’ọgbakọ buru ibu too gị.+

M ga-emezu nkwa m n’ihu ndị na-atụ egwu gị.

26 Ndị dị umeala n’obi ga-eri ihe rijuo afọ.+

Ndị na-achọ Jehova ga-eto ya.+

Na-enwenụ obi ụtọ* ruo mgbe ebighị ebi.

27 Ndị niile bi n’ebe niile n’ụwa ga-echeta Jehova ma laghachikwuru ya.

Ezinụlọ niile si ná mba dị iche iche ga-akpọ isiala n’ihu gị.+

28 N’ihi na ọ bụ Jehova bụ Eze.+

Ọ na-achị mba niile.

29 Ndị niile bara ọgaranya* n’ụwa ga-eri ihe ma kpọọ isiala.

Ndị niile na-alaghachi n’ájá ga-egbu ikpere n’ala n’ihu ya.

E nweghị onye n’ime ha ga-echebeli onwe ya.*

30 Ụmụ ha* ga-ejere ya ozi.

A ga-akọrọ ọgbọ na-abịa abịa banyere Jehova.

31 Ha ga-abịa kọọ banyere ezi omume ya.

Ha ga-akọrọ ndị a ka ga-amụ amụ ihe ndị o mere.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya