Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Tesalonaịka 3
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Tesalonaịka nke Abụọ

      • Na-ekperenụ anyị ekpere (1-5)

      • A dọrọ aka ná ntị gbasara ndị na-akpa àgwà na-adịghị mma (6-15)

      • Ekele mmechi (16-18)

2 Ndị Tesalonaịka 3:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 15:30; 1Te 5:25; Hib 13:18
  • +Ọrụ 19:20; 1Te 1:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/1991, p. 23

2 Ndị Tesalonaịka 3:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 25:4
  • +Ọrụ 28:24; Ro 10:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/1/2009, p. 8

    5/15/1998, p. 10

2 Ndị Tesalonaịka 3:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Jn 5:3
  • +Lu 21:19; Ro 5:3

2 Ndị Tesalonaịka 3:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ntụziaka.”

  • *

    O nwere ike ịbụ, “ha.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Te 5:14
  • +1Kọ 11:2; 2Te 2:15; 3:14

2 Ndị Tesalonaịka 3:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-eṅomi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 4:16; 1Te 1:6

2 Ndị Tesalonaịka 3:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’akwụghị ụgwọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 20:34
  • +Ọrụ 18:3; 1Kọ 9:14, 15; 2Kọ 11:9; 1Te 2:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2019, p. 5

2 Ndị Tesalonaịka 3:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-eṅomi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 10:9, 10; 1Kọ 9:6, 7
  • +1Kọ 11:1; Fil 3:17

2 Ndị Tesalonaịka 3:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Te 4:11, 12; 1Ti 5:8

2 Ndị Tesalonaịka 3:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Te 5:14
  • +1Ti 5:13; 1Pi 4:15

2 Ndị Tesalonaịka 3:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 4:28

2 Ndị Tesalonaịka 3:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Te 3:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ndị A Haziri, p. 144-145

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    11/2016, p. 12

    Ụlọ Nche,

    7/15/1999, p. 29-31

2 Ndị Tesalonaịka 3:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Te 5:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    11/2016, p. 12

    Ụlọ Nche,

    7/15/1999, p. 30-31

2 Ndị Tesalonaịka 3:16

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “Onyenwe udo.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 14:27

2 Ndị Tesalonaịka 3:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 16:21; Kọl 4:18

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Tesa. 3:1Ro 15:30; 1Te 5:25; Hib 13:18
2 Tesa. 3:1Ọrụ 19:20; 1Te 1:8
2 Tesa. 3:2Aịz 25:4
2 Tesa. 3:2Ọrụ 28:24; Ro 10:16
2 Tesa. 3:51Jn 5:3
2 Tesa. 3:5Lu 21:19; Ro 5:3
2 Tesa. 3:61Te 5:14
2 Tesa. 3:61Kọ 11:2; 2Te 2:15; 3:14
2 Tesa. 3:71Kọ 4:16; 1Te 1:6
2 Tesa. 3:8Ọrụ 20:34
2 Tesa. 3:8Ọrụ 18:3; 1Kọ 9:14, 15; 2Kọ 11:9; 1Te 2:9
2 Tesa. 3:9Mt 10:9, 10; 1Kọ 9:6, 7
2 Tesa. 3:91Kọ 11:1; Fil 3:17
2 Tesa. 3:101Te 4:11, 12; 1Ti 5:8
2 Tesa. 3:111Te 5:14
2 Tesa. 3:111Ti 5:13; 1Pi 4:15
2 Tesa. 3:12Efe 4:28
2 Tesa. 3:142Te 3:6
2 Tesa. 3:151Te 5:14
2 Tesa. 3:16Jn 14:27
2 Tesa. 3:171Kọ 16:21; Kọl 4:18
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ndị Tesalonaịka 3:1-18

Akwụkwọ Ozi Nke Abụọ E Degaara Ndị Tesalonaịka

3 N’ikpeazụ, ụmụnna anyị, na-ekperenụ anyị ekpere+ ka okwu Jehova* na-agbasa n’ike n’ike+ ma bụrụ nke a na-anabata na nke e ji kpọrọ ihe otú unu na-eme 2 nakwa ka Chineke napụta anyị n’aka ndị ọjọọ na ndị obi fere azụ,+ n’ihi na ọ bụghị mmadụ niile nwere okwukwe.+ 3 Ma Onyenwe anyị na-emezu ihe o kwuru. Ọ ga-agba unu ume ma napụta unu n’aka ajọ onye ahụ. 4 Ebe ọ bụ na anyị na Onyenwe anyị dị n’otu, obi siri anyị ike na unu na-eme ihe anyị gwara unu nakwa na unu ga na-eme ya. 5 Ka Onyenwe anyị na-eduzi obi unu otú dị mma, ka unu wee hụ Chineke n’anya+ ma na-atachi obi+ n’ihi Kraịst.

6 Ụmụnna anyị, anyị na-agwa unu n’aha Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, ka unu na-eze nwanna ọ bụla na-enupụ isi eze,+ bụ́ onye na-anaghị eso omenala* anyị kụziiri unu.*+ 7 N’ihi na unu ma otú unu ga-esi na-eme ka* anyị,+ n’ihi na anyị akpaghị àgwà na-adịghị mma mgbe anyị na unu nọ, 8 anyị erighịkwa nri onye ọ bụla n’efu.*+ Kama anyị gbara ezigbo mbọ ma rụsie ọrụ ike ehihie na abalị ka anyị ghara ibo onye ọ bụla n’ime unu ibu dị arọ.+ 9 Ọ bụghị na anyị enweghị ikike ime otú ahụ,+ kama anyị chọrọ ka unu mụta ihe n’aka anyị, ka unu wee na-eme ka* anyị.+ 10 N’eziokwu, mgbe anyị na unu nọ, anyị na-enye unu iwu, sị: “Onye ọ bụla na-achọghị ịrụ ọrụ, ya erila ihe.”+ 11 N’ihi na anyị na-anụ na e nwere ụfọdụ n’ime unu na-enupụ isi,+ ha anaghịkwa arụ ọrụ ọ bụla, kama ha na-etinye anya n’ihe na-agbasaghị ha.+ 12 Anyị na-enye ndị ahụ iwu, na-adụkwa ha ọdụ n’aha Onyenwe anyị Jizọs Kraịst ka ha medaa obi na-arụ ọrụ ma na-eri ihe hanwa rụtara.+

13 Ma ununwa, ụmụnna anyị, ka ike ime ihe dị mma ghara ịgwụ unu. 14 Ma ọ bụrụ na e nwere onye na-achọghị irube isi n’ihe anyị kwuru n’akwụkwọ ozi a, hụwanụ onye ahụ ama, unu na ya kwụsịkwa ịkpa,+ ka ihere wee mee ya. 15 Ma unu ewerela ya ka onye iro, kama na-adụnụ ya ọdụ+ ka nwanna.

16 Ka Onyenwe anyị, onye na-enye udo,* mee ka udo dịrị unu mgbe niile n’ihe niile.+ Ka Onyenwe anyị nọnyere unu niile.

17 Mụnwa bụ́ Pọl na-ekele unu. Ọ bụ m ji aka m na-ede+ ekele a otú m na-eme n’akwụkwọ ozi ọ bụla ka ọ bụrụ ihe àmà; otú a ka m si ede ihe.

18 Ka Onyenwe anyị Jizọs Kraịst meere unu niile amara.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya