Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọrụ Ndịozi 3
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ọrụ Ndịozi

      • Pita gwọrọ otu nwoke dara ngwọrọ (1-10)

      • Okwu Pita nọ na Varanda Solomọn kwuo (11-26)

        • ‘Chineke ga-eme ka ihe niile dị ọhụrụ’ (21)

        • Onye amụma dị ka Mosis (22)

Ọrụ Ndịozi 3:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, ihe dị ka n’elekere atọ nke ehihie.

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 28

    Ụlọ Nche,

    6/1/1990, p. 13

Ọrụ Ndịozi 3:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 28

Ọrụ Ndịozi 3:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 3:16; 4:10

Ọrụ Ndịozi 3:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 8:14, 15; 9:24, 25
  • +Jn 5:8, 9; Ọrụ 9:34; 14:8-10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 28

Ọrụ Ndịozi 3:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 35:6

Ọrụ Ndịozi 3:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 3:2

Ọrụ Ndịozi 3:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 10:23; Ọrụ 5:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/1990, p. 13

Ọrụ Ndịozi 3:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 3:6
  • +Fil 2:9-11
  • +Aịz 52:13; 53:11
  • +Ọrụ 5:30

Ọrụ Ndịozi 3:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 27:20, 21; Lu 23:14, 18

Ọrụ Ndịozi 3:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 5:31; Hib 2:10
  • +Lu 24:46-48; Ọrụ 1:8; 2:32

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1885

Ọrụ Ndịozi 3:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 16:2, 3; 1Ti 1:13
  • +1Kọ 2:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 29

    Ụlọ Nche,

    6/15/2009, p. 32

Ọrụ Ndịozi 3:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 118:22; Aịz 50:6; 53:8; Da 9:26; Lu 22:15

Ọrụ Ndịozi 3:19

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 2:38
  • +Ezi 33:11; Efe 4:22
  • +Ezi 33:14, 16; 1Jn 1:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 265

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 47

    Ụlọ Nche,

    2/15/2014, p. 28

    6/15/2013, p. 19-20

    5/1/2009, p. 15

    9/1/2008, p. 14

    9/1/2000, p. 17-18

    12/1/1997, p. 12

    6/1/1990, p. 13

    Ezi Udo, p. 178-180

Ọrụ Ndịozi 3:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/1/2000, p. 17

    6/1/1990, p. 13

Ọrụ Ndịozi 3:21

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    2/2024, p. 4

    Ịgba Àmà, p. 31

    Bịaruo Jehova Nso, p. 77-78

    Ezigbo Ofufe, p. 104, 108

    Ụlọ Nche,

    3/15/2007, p. 5-6

    12/15/2000, p. 30

    9/1/2000, p. 17-18

    6/1/1990, p. 13

Ọrụ Ndịozi 3:22

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 34:10; Ọrụ 7:37
  • +Di 18:15, 18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/1991, p. 28-31

Ọrụ Ndịozi 3:23

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi ọ bụla.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 18:19

Ọrụ Ndịozi 3:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 24:27; Ọrụ 10:43

Ọrụ Ndịozi 3:25

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “mkpụrụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 9:4
  • +Je 22:18; Ga 3:8

Ọrụ Ndịozi 3:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 13:45, 46; Ro 1:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/1990, p. 13

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọrụ 3:6Ọrụ 3:16; 4:10
Ọrụ 3:7Mt 8:14, 15; 9:24, 25
Ọrụ 3:7Jn 5:8, 9; Ọrụ 9:34; 14:8-10
Ọrụ 3:8Aịz 35:6
Ọrụ 3:10Ọrụ 3:2
Ọrụ 3:11Jn 10:23; Ọrụ 5:12
Ọrụ 3:13Ọp 3:6
Ọrụ 3:13Fil 2:9-11
Ọrụ 3:13Aịz 52:13; 53:11
Ọrụ 3:13Ọrụ 5:30
Ọrụ 3:14Mt 27:20, 21; Lu 23:14, 18
Ọrụ 3:15Ọrụ 5:31; Hib 2:10
Ọrụ 3:15Lu 24:46-48; Ọrụ 1:8; 2:32
Ọrụ 3:17Jn 16:2, 3; 1Ti 1:13
Ọrụ 3:171Kọ 2:8
Ọrụ 3:18Ọm 118:22; Aịz 50:6; 53:8; Da 9:26; Lu 22:15
Ọrụ 3:19Ọrụ 2:38
Ọrụ 3:19Ezi 33:11; Efe 4:22
Ọrụ 3:19Ezi 33:14, 16; 1Jn 1:7
Ọrụ 3:22Di 34:10; Ọrụ 7:37
Ọrụ 3:22Di 18:15, 18
Ọrụ 3:23Di 18:19
Ọrụ 3:24Lu 24:27; Ọrụ 10:43
Ọrụ 3:25Ro 9:4
Ọrụ 3:25Je 22:18; Ga 3:8
Ọrụ 3:26Ọrụ 13:45, 46; Ro 1:16
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ọrụ Ndịozi 3:1-26

Ọrụ Ndịozi

3 Otu ụbọchị, ka Pita na Jọn nọ na-agbago n’ụlọ nsọ n’oge e ji ekpe ekpere, ya bụ, n’awa nke itoolu,* 2 e nwere otu nwoke dara ngwọrọ kemgbe a mụrụ ya, onye e bu na-abịa ka e busa ya n’akụkụ ọnụ ụzọ ụlọ nsọ a na-akpọ Ọnụ Ụzọ Mara Mma. A na-ebusa ya ebe ahụ kwa ụbọchị ka o wee na-arịọ ndị na-abanye n’ụlọ nsọ ahụ arịrịọ. 3 Mgbe ọ hụrụ ka Pita na Jọn na-achọ ịbanye n’ụlọ nsọ, ọ malitere ịrịọ ha arịrịọ. 4 Ma Pita na Jọn legidere ya anya wee sị ya: “Lee anyị anya.” 5 O wee legide ha anya, na-atụ anya ka ha nye ya ihe. 6 Ma, Pita sịrị: “Enweghị m ọlaọcha na ọlaedo. Ihe m nwere ka m ga-enye gị. N’aha Jizọs Kraịst onye Nazaret, jewe ije!”+ 7 O wee jide ya n’aka nri selite ya.+ Ozugbo ahụ, ụkwụ ya na nkwonkwo ụkwụ ya agbasie ike,+ 8 ya amalie elu,+ malite ije ije, sorokwa ha banye n’ụlọ nsọ, na-eje ije, na-amali elu, na-etokwa Chineke. 9 Mmadụ niile hụkwara ya ka ọ nọ na-aga na-eto Chineke. 10 Ha matakwara onye ọ bụ, na ọ bụ ya bụ nwoke ahụ na-anọbu n’Ọnụ Ụzọ Mara Mma n’ụlọ nsọ na-arịọ arịrịọ.+ O juru ha nnọọ anya na ọ na-ejezi ije.

11 Ka nwoke ahụ ka ji Pita na Jọn aka, mmadụ niile kwooro gaa n’ebe ha nọ, n’ebe a na-akpọ Varanda Solomọn.+ Ọ tụkwara ha nnọọ n’anya. 12 Mgbe Pita hụrụ ihe a, ọ gwara ndị ahụ, sị: “Ndị Izrel, gịnị mere ihe a merenụ ji na-eju unu anya? Gịnịkwa mere unu ji na-ele anyị ka à ga-asị na ọ bụ ike anyị ma ọ bụ maka na anyị na-efesi Chineke ike mere anyị ji mee ka nwoke a jewe ije? 13 Chineke Ebreham na nke Aịzik na nke Jekọb,+ ya bụ, Chineke nna nna anyị hà, emeela ka Jizọs,+ bụ́ Ohu ya, dị ebube,+ onye unu nyefere+ Paịlet, gọnahụkwa ya n’ihu ya, mgbe ọ chọrọ ịhapụ ya. 14 Unu gọnahụrụ onye nsọ na onye ezi omume. Unu kwukwara ka a hapụrụ unu otu nwoke, bụ́ ogbu mmadụ.+ 15 Ma, unu gburu Nnukwu Onye Ndú a họpụtara ka o nye ndị mmadụ ndụ.+ Ma Chineke kpọlitere ya n’ọnwụ, anyị jikwa anya anyị hụ ya.+ 16 Ọ bụ aha Jizọs ka anyị ji mee ka ụkwụ nwoke a unu na-ahụ, onye unu makwaara, gbasie ike. Ọ bụkwa maka na anyị kweere na aha ya na-akpa ike. Ihe mere ahụ́ ji dị nwoke a mma n’ihu unu niile bụ n’ihi na anyị kweere na Jizọs. 17 Ugbu a, ụmụnna m, ama m na unu mere ihe unu mere n’amaghị ụma,+ otú ndị na-achị unu mere.+ 18 Ma, Chineke hapụrụ ka ihe ndị a mee iji mezuo ihe ndị o si n’ọnụ ndị amụma niile kwuo na ha ga-eme, ya bụ, na Kraịst ga-ata ahụhụ.+

19 “N’ihi ya, chegharịanụ,+ lọghachikwutekwanụ Jehova*+ ka o wee hichapụ mmehie unu,+ meekwa ka obi ruo unu ala. 20 Ọ ga-ezitekwa Kraịst ọ họpụtaara unu, ya bụ, Jizọs. 21 N’oge ochie, Chineke si n’ọnụ ndị amụma ya dị nsọ kwe nkwa na ya ga-eme ka ihe niile dị ọhụrụ. Ma tupu oge ahụ eruo, Jizọs ga-anọgide n’eluigwe. 22 N’eziokwu, Mosis sịrị: ‘Jehova* bụ́ Chineke unu ga-esi n’ụmụnne unu họpụtara unu onye amụma nke dị ka m.+ Geenụ ntị n’ihe ọ bụla ọ ga-agwa unu.+ 23 A ga-ebibi onye ọ bụla* na-egeghị Onye Amụma ahụ ntị.’+ 24 Ndị amụma niile, ma Samuel ma ndị sochiri ya, kwuchara gbasara oge a.+ 25 Ndị amụma ahụ kwuru gbasara ọgbụgba ndụ Chineke na nna nna unu hà gbara. Unu sokwa n’ọgbụgba ndụ a,+ n’ihi na Chineke kwere Ebreham nkwa, sị: ‘M ga-esi n’aka nwa* gị gọzie ezinụlọ niile dị n’ụwa.’+ 26 Mgbe Chineke họpụtachara Ohu ya, o bu ụzọ zitere unu ya+ ka o mee ka onye ọ bụla n’ime unu hapụ àgwà ọjọọ ya, si otú a gọzie unu.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya