Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 57
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Arịrịọ ọbụ abụ rịọrọ ka e meere ya amara

        • Ọ gbabara n’okpuru nku Chineke (1)

        • Ndị iro dabara n’olulu ha gwuru (6)

Abụ Ọma 57:okwu mmeghe

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 22:1; 24:3; Ọm 142:okwu mmeghe

Abụ Ọma 57:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m agbabala.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 18:2
  • +Ru 2:12; Ọm 17:8

Abụ Ọma 57:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 144:7; Ọrụ 12:11
  • +Ọm 40:11; 61:7

Abụ Ọma 57:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 22:13; 35:17
  • +Ọm 52:2; 64:3; Ilu 25:18

Abụ Ọma 57:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 57:11; 108:5

Abụ Ọma 57:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 35:7
  • +Ọm 42:6
  • +1Sa 24:4; Ilu 26:27

Abụ Ọma 57:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 112:7

Abụ Ọma 57:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Ebube.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 108:2-5

Abụ Ọma 57:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 9:11; 145:11, 12
  • +Ro 15:9

Abụ Ọma 57:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ịhụnanya gị pụrụ iche.”

  • *

    Na Hibru, “ruo na mbara igwe.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 36:5; 103:11

Abụ Ọma 57:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 8:1; 57:5; 108:5

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 57:okwu mmeghe1Sa 22:1; 24:3; Ọm 142:okwu mmeghe
Ọma 57:1Ọm 18:2
Ọma 57:1Ru 2:12; Ọm 17:8
Ọma 57:3Ọm 144:7; Ọrụ 12:11
Ọma 57:3Ọm 40:11; 61:7
Ọma 57:4Ọm 22:13; 35:17
Ọma 57:4Ọm 52:2; 64:3; Ilu 25:18
Ọma 57:5Ọm 57:11; 108:5
Ọma 57:6Ọm 35:7
Ọma 57:6Ọm 42:6
Ọma 57:61Sa 24:4; Ilu 26:27
Ọma 57:7Ọm 112:7
Ọma 57:8Ọm 108:2-5
Ọma 57:9Ọm 9:11; 145:11, 12
Ọma 57:9Ro 15:9
Ọma 57:10Ọm 36:5; 103:11
Ọma 57:11Ọm 8:1; 57:5; 108:5
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 57:1-11

Abụ Ọma

Ntụziaka e nyere onye na-eduzi abụ. A ga-eji ụda a na-akpọ “Alala M n’Iyi” kpọọ ya. Abụ Devid. Miktam.* Ọ bụrụ abụ a mgbe ọ gbagara n’ọgba n’ihi Sọl.+

57 Chineke, meere m amara. Biko, meere m amara,

N’ihi na m gbabala* n’ime gị,+

M ga-ezokwa n’okpuru nku gị ruo mgbe nsogbu gafere.+

 2 Ana m akpọku Chineke Onye Kacha Elu,

Ezi Chineke, onye na-eme ka nsogbu m kwụsị.

 3 Ọ ga-esi n’eluigwe nyere m aka ma zọpụta m.+

Ọ ga-emegharị onye na-alụso m ọgụ anya. (Sila)

Chineke ga-esi otú ahụ nyere m aka n’ihi na ọ hụrụ m n’anya nakwa n’ihi na ọ bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+

 4 Ndị yiri ọdụm gbara m* gburugburu.+

Ọ bụ n’etiti ndị chọrọ ịdọri m ka m na-edina,

Ndị ezé ha dị ka ube na akụ́,

Ndị ire ha dịkwa ka mma agha dị nkọ.+

5 Chineke, ka a jaa gị mma n’eluigwe.

Ka e too gị n’ụwa niile.+

 6 Ha ejirila ụgbụ siere ụkwụ m ọnyà.+

Ahụhụ emeela ka ike gwụ m.*+

Ha egwuola olulu n’ebe m si aga,

Ma ọ bụ ha dabara n’ime ya.+ (Sila)

 7 Obi siri m ike, Chineke.+

Obi siri m ike.

M ga-akpọrọ gị egwú, bụọkwara gị abụ otuto.

 8 Obi* m, teta.

Ụbọ akwara, teta. Tetakwa, gị une.

M ga-ebili n’isi ụtụtụ.+

 9 Jehova, m ga-anọ n’ihu ndị obodo dị iche iche too gị.+

M ga-abụku gị abụ otuto ná mba dị iche iche.+

10 N’ihi na ịhụnanya gị* dị ukwuu nke na ọ na-eru n’eluigwe,+

Ị bụkwa onye e kwesịrị ịtụkwasị obi mgbe niile.*

11 Chineke, ka a jaa gị mma n’eluigwe.

Ka e too gị n’ụwa niile.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya