Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 121
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Jehova na-eche ndị ya nche

        • ‘Ọ bụ Jehova ga-enyere m aka’ (2)

        • Jehova anaghị ehi ụra (3, 4)

Abụ Ọma 121:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 125:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/2004, p. 12

    3/15/1995, p. 29-30

Abụ Ọma 121:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 46:1; Aịz 41:13; Jer 20:11; Hib 13:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/2004, p. 12

Abụ Ọma 121:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “maa jijiji.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 91:11, 12; Ilu 3:26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/2004, p. 12-13

Abụ Ọma 121:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 27:3; 40:28

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/2004, p. 12-13

Abụ Ọma 121:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 91:1; Aịz 25:4
  • +Ọm 16:8; 109:31

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/1/2009, p. 14

    12/15/2004, p. 13

Abụ Ọma 121:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 49:10; Mkp 7:16
  • +Ọm 91:5, 6

Abụ Ọma 121:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi gị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 91:10; Ilu 12:21
  • +Ọm 97:10; 145:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/2004, p. 13

Abụ Ọma 121:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “mgbe ị na-apụ apụ na mgbe ị na-abata abata.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/2004, p. 13

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 121:1Ọm 125:2
Ọma 121:2Ọm 46:1; Aịz 41:13; Jer 20:11; Hib 13:6
Ọma 121:3Ọm 91:11, 12; Ilu 3:26
Ọma 121:4Aịz 27:3; 40:28
Ọma 121:5Ọm 91:1; Aịz 25:4
Ọma 121:5Ọm 16:8; 109:31
Ọma 121:6Aịz 49:10; Mkp 7:16
Ọma 121:6Ọm 91:5, 6
Ọma 121:7Ọm 91:10; Ilu 12:21
Ọma 121:7Ọm 97:10; 145:20
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 121:1-8

Abụ Ọma

Abụ Mgbago.

121 M lere anya n’ugwu dị iche iche,+ sị:

Olee onye ga-enyere m aka?

 2 Ọ bụ Jehova, Onye kere eluigwe na ụwa,

Ga-enyere m aka.+

 3 E nweghị mgbe ọ ga-ekwe ka ụkwụ gị mịchapụ.*+

E nweghị mgbe ụra ga-atụ Onye na-eche gị nche.

 4 Lee, ụra agaghị atụ Onye na-eche Izrel nche,+

Ọ gaghịkwa ehi ụra.

 5 Jehova na-eche gị nche.

Jehova bụ ndò gị,+ ọ nọkwa n’aka nri gị.+

 6 Anwụ agaghị achagbu gị n’ehihie,+

Ọnwa agaghịkwa eme gị ihe ọ bụla n’abalị.+

 7 Jehova ga-eche gị nche ka ihe ọ bụla ghara ime gị.+

Ọ ga-eche gị* nche.+

 8 Jehova ga-eche gị nche n’ihe niile ị na-eme*

Malite ugbu a ruo mgbe ebighị ebi.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya