Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Kọrịnt 4
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Kọrịnt nke Abụọ

      • Ìhè ozi ọma na-enye (1-6)

        • E kpuchiri uche ndị na-amaghị Chineke (4)

      • Anyị dị ka ite ájá akụ̀ dị n’ime ya (7-18)

2 Ndị Kọrịnt 4:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2005, p. 14-15

    7/15/1990, p. 18

2 Ndị Kọrịnt 4:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 2:17; Ga 1:9
  • +2Kọ 6:3, 4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2005, p. 14-15

    10/1/1997, p. 18-20

    5/1/1997, p. 6-7

    7/15/1990, p. 18

    Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, p. 153

2 Ndị Kọrịnt 4:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2005, p. 21-22

    7/15/1990, p. 18-19

2 Ndị Kọrịnt 4:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

  • *

    Na Grik, “mere ka uche ha kpuo ìsì.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 14:30; Efe 2:2; 1Jn 5:19
  • +2Kọ 11:14
  • +Aịz 60:2; Jn 8:12
  • +Kọl 1:15; Hib 1:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Teta!,

    5/8/2005, p. 21

    Ụlọ Nche,

    11/1/1990, p. 13-15

    7/15/1990, p. 17, 18-19

2 Ndị Kọrịnt 4:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1990, p. 18-19

2 Ndị Kọrịnt 4:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 1:3
  • +1Pi 2:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2004, p. 16-17

    3/1/2002, p. 8

    7/15/1990, p. 17, 18-19

2 Ndị Kọrịnt 4:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 64:8; Ọrụ 9:15; 1Kọ 15:47
  • +2Kọ 4:1
  • +2Kọ 12:9, 10; Fil 4:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    6/2017, p. 10-11

    Lọghachikwute Jehova, p. 6

    Ụlọ Nche,

    2/1/2012, p. 28-29

    7/1/2000, p. 18

    3/15/1999, p. 11

    2/1/1999, p. 14

    2/1/1992, p. 32

    7/15/1990, p. 15-16, 19

    Ozi Alaeze,

    2/2007, p. 1

    1/1998, p. 1

2 Ndị Kọrịnt 4:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 10:13

2 Ndị Kọrịnt 4:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 13:5
  • +Mkp 2:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/1/1990, p. 5

2 Ndị Kọrịnt 4:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Fil 3:10; 1Pi 4:13

2 Ndị Kọrịnt 4:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 8:36; 1Kọ 4:9; 15:31

2 Ndị Kọrịnt 4:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1990, p. 19-20

2 Ndị Kọrịnt 4:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 116:10

2 Ndị Kọrịnt 4:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 6:14

2 Ndị Kọrịnt 4:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ti 2:10

2 Ndị Kọrịnt 4:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,

    5/2019, p. 2

    Ụlọ Nche,

    7/15/2008, p. 28

    8/15/2004, p. 25

    5/15/1996, p. 32

2 Ndị Kọrịnt 4:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 5:12; Ro 8:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/1996, p. 27-28

2 Ndị Kọrịnt 4:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 5:7; Hib 11:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    5/2020, p. 26-31

    Ezigbo Ofufe, p. 36

    Ụlọ Nche,

    2/15/1996, p. 27-29

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Kọr. 4:22Kọ 2:17; Ga 1:9
2 Kọr. 4:22Kọ 6:3, 4
2 Kọr. 4:4Jn 14:30; Efe 2:2; 1Jn 5:19
2 Kọr. 4:42Kọ 11:14
2 Kọr. 4:4Aịz 60:2; Jn 8:12
2 Kọr. 4:4Kọl 1:15; Hib 1:3
2 Kọr. 4:6Je 1:3
2 Kọr. 4:61Pi 2:9
2 Kọr. 4:7Aịz 64:8; Ọrụ 9:15; 1Kọ 15:47
2 Kọr. 4:72Kọ 4:1
2 Kọr. 4:72Kọ 12:9, 10; Fil 4:13
2 Kọr. 4:81Kọ 10:13
2 Kọr. 4:9Hib 13:5
2 Kọr. 4:9Mkp 2:10
2 Kọr. 4:10Fil 3:10; 1Pi 4:13
2 Kọr. 4:11Ro 8:36; 1Kọ 4:9; 15:31
2 Kọr. 4:13Ọm 116:10
2 Kọr. 4:141Kọ 6:14
2 Kọr. 4:152Ti 2:10
2 Kọr. 4:17Mt 5:12; Ro 8:18
2 Kọr. 4:182Kọ 5:7; Hib 11:1
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ndị Kọrịnt 4:1-18

Akwụkwọ Ozi Nke Abụọ E Degaara Ndị Kọrịnt

4 N’ihi ya, ebe e meere anyị ebere hapụ anyị ka anyị na-eje ozi a, ike ije ya anaghị agwụ anyị. 2 Anyị ahapụla omume ndị na-eme ihere a na-eme na nzuzo. Anyị anaghị aghọ aghụghọ, anyị anaghịkwa agwagbu okwu Chineke.+ Kama, anyị na-akụzi ihe bụ́ eziokwu, si otú a na-egosi na anyị na-eme ihe dị Chineke mma, nke dịkwa akọnuche mmadụ niile mma.+ 3 Ọ bụrụ n’eziokwu na e kpuchiri ozi ọma anyị na-ezisa ihe, ọ bụ n’anya ndị a ga-ala n’iyi ka e kpuchiri ya ihe. 4 Ndị a bụ ndị na-amaghị Chineke, ndị chi nke oge a*+ kpuchiri uche ha,*+ ka ha ghara ịhụ ìhè+ ozi ọma dị ebube banyere Kraịst, onye bụ́ onyinyo Chineke.+ 5 Anyị anaghị ekwusa gbasara onwe anyị, kama anyị na-ekwusa na Jizọs Kraịst bụ Onyenwe anyị, nakwa na anyịnwa bụ ndị ohu unu n’ihi Jizọs. 6 N’ihi na ọ bụ Chineke sịrị: “Ka ìhè si n’ọchịchịrị nwuo.”+ O sila n’ihu Kraịst mee ka ìhè nwuo n’obi anyị.+ Ìhè ahụ bụ ịma ihe ndị dị ebube gbasara Chineke.

7 N’agbanyeghị na anyị dị ka ite ájá,+ anyị nwere akụ̀.+ Akụ̀ a anyị nwere na-egosi na anyị nwere ike karịrị ike mmadụ. Ike a abụghị nke anyị, kama, ọ bụ Chineke nyere ya anyị.+ 8 Ọtụtụ nsogbu na-abịara anyị n’ụzọ niile, ma ọ pụtaghị na nke anyị na-eme agwụla. Ọtụtụ ihe na-agbagwoju anyị anya, ma anyị na-emecha mara ihe anyị ga-eme.+ 9 A na-akpagbu anyị, ma Chineke anaghị ahapụ anyị.+ A na-akụda anyị n’ala, ma anyị anaghị anwụ.+ 10 Ebe ọ bụla anyị gara, a na-enwe ihe nwere ike igbu anyị otú ahụ o mere Jizọs. Ihe a na-egosi na anyị na-ata ahụhụ otú Jizọs tara.+ 11 A na-enwe ihe nwere ike igbu anyị mgbe niile+ n’ihi na anyị na-eso ụzọ Jizọs. Ọ na-egosikwa na anyị na-ata ahụhụ otú Jizọs tara. 12 Anyị na-anọ n’ọnụ ọnwụ mgbe niile, ma, ọ bụ ka unu wee dị ndụ.

13 E dere, sị: “Ekwuru m okwu maka na m nwere okwukwe.”+ Anyịnwa nwekwara okwukwe otú ahụ. Ọ bụ ya mere anyị ji na-ekwu okwu. 14 N’ihi na anyị ma na onye ahụ kpọlitere Jizọs ga-akpọlitekwa anyị ka anyị na Jizọs nọrọ, ọ ga-akpọtakwa anyị na unu n’ebe Jizọs nọ.+ 15 Ihe a niile bụ maka ọdịmma unu, ka Chineke wee mekwuoro ọtụtụ ndị amara. Ọ na-emekwuru ọtụtụ ndị amara ma ha na-eto ya ma na-ekele ya.+

16 N’ihi ya, anyị anaghị ada mbà. Ọ bụrụgodị na ike na-agwụ ahụ́ anyị, a na-eme ka obi anyị na-esikwu ike kwa ụbọchị. 17 Nsogbu ndị na-abịara anyị anaghị adịte aka, idi ha na-adịkwa mfe, ma, ngọzi anyị na-esi na ha enweta na-ehikwu nne, na-adịrukwa mgbe ebighị ebi.+ 18 N’ihi ya, ihe anyị na-echekarị abụghị ihe a na-ahụ anya, kama ọ bụ ihe a na-anaghị ahụ anya.+ N’ihi na ihe a na-ahụ anya anaghị adịte aka, ma ihe a na-anaghị ahụ anya na-adịru mgbe ebighị ebi.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya