- Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
2 PITA
IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A
1
2
A ga-enwe ndị nkụzi ụgha (1-3)
A ga-ebibirịrị ndị nkụzi ụgha (4-10a)
Ihe ndị e ji mara ndị nkụzi ụgha (10b-22)
3
Ndị mmadụ ga-eji mbibi a ga-ebibi ndị ọjọọ mere ihe ọchị (1-7)
Jehova anaghị egbu oge imezu nkwa ya (8-10)
Chebaranụ ụdị mmadụ unu kwesịrị ịbụ echiche (11-16)
Kpacharanụ anya ka a ghara idufu unu (17, 18)