Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Mach 12
IZU NA-AMALITE NA MACH 12
Abụ nke 40 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 18 ¶1-5, igbe dị na p. 142 na 144 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Jeremaya 5-7 (Nkeji 10)
Nke 1: Jeremaya 5:15-25 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Ndịàmà Jehova Hà Bụ Okpukpe Ọhụrụ?—td 28A (Nkeji 5)
Nke 3: Olee Otú Jehova Si Enyere Anyị Aka Ka Anyị Ghara Ime Ihe Ndị Nwere Ike Ime Ka Anyị na Ya Ghara Ịdị ná Mma? (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Zụlite Ikike Gị Dị Ka Onye Ozizi—Nkebi nke Abụọ. Okwu si n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 57, paragraf nke 3, ruo n’isiokwu nta dị na peeji nke 59.
Nkeji 10: Na-achụrụ Chineke Àjà Otuto Mgbe Niile. (Hib. 13:15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ, nke si n’Ụlọ Nche Jun 15, 2008, peeji nke 16-17. Gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo ihe ha mụtara.
Nkeji 10: “Na-emenụ Nke A.” Ajụjụ na azịza. Gwa ọgbakọ mgbe a ga-enwe Ncheta Ọnwụ Jizọs na ebe unu ga-anọ enwe ya.
Abụ nke 109 na Ekpere