AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | NDỊ ROM 15-16
Na-arịọ Jehova Maka Ntachi Obi na Nkasi Obi
Jehova na-esi n’Okwu ya akasi anyị obi ma na-enyere anyị aka idi nsogbu. Olee otú ndị a a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl si agba gị ume ma na-akasi gị obi?
Noa
Josef
Devid