Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 3/02 p. 8
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
  • Ozi Alaeze Anyi—2002
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2008
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2004
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2002
km 3/02 p. 8

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

Ụlọ Nche Mar. 15

“Ì kwetara na ịchịisi ezi omume ga-eme ka ụwa a bụrụ ebe ka mma obibi? [Nye ohere maka nzaghachi.] Biko rịba ama ihe Bible na-ekwe nkwa ya. [Gụọ Abụ Ọma 37:11.] Anyị pụrụ inwe udo dị otú ahụ, bụ́ nke ga-adị n’okpuru Onye Ndú zuru okè bụ́ onye a kọwara n’isiokwu ndị a.”

Ụlọ Nche Apr. 1

“Ka m gosi gị otu echiche na-enye obi ụtọ sitere na Bible. [Gụọ Matiu 22:37.] Gịnị ka i chere nke ahụ pụtara? [Nye ohere maka nzaghachi.] Lee isiokwu a bụ́ ‘Jiri Obi na Uche Gị Na-achọ Chineke.’ Ezi okwukwe ọ̀ bụ nanị ihe metụtara obi, ka ò kwesịkwara ịgụnye uche? Azịza ya na-enyekwu ihe ọmụma.”

Teta! Apr. 8

“Ala ọma jijiji na-akpata ọnwụ nke imerime mmadụ na oké mbibi. Ọ na-emekarị ka ndị lanarịrịnụ gharazie inwe ebe obibi, n’enweghị ụzọ ha ga-esi laghachi n’ọnọdụ ha nọbu. Mbipụta Teta! nke a na-egosi otú ndị o metụtaworo siworo nwee ike ịnagide ihe ala ọma jijiji kpatara. Ọ na-akọwakwa otú ala ọma jijiji si bụrụ akụkụ amụma Bible dị oké mkpa.”

“Dị ka ị maara, ilekọta ezinụlọ bụ ihe ịma aka n’oge a, ịbụ nne bụkwa ọrụ na-achọ ihe dị ukwuu n’aka mmadụ. Mbipụta a nke Teta! tụlere n’ụzọ na-akpali mmasị isiokwu bụ́ ‘Ịbụ Nne—Ọ̀ Chọrọ Nwanyị Nwere Ike Pụrụ Iche?’ Ọ ga-amasị m ịhapụrụ gị nke a.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya