Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 3/04 p. 8
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
  • Ozi Alaeze Anyi—2004
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2003
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2008
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2004
km 3/04 p. 8

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

Ụlọ Nche Mar. 15

“Anyị na-akpọ gị òkù ịbịa Ememe Nri Anyasị nke Onyenwe anyị na Sunday, April 4. [Jiri peeji ikpeazụ nke magazin a ma ọ bụ akwụkwọ ịkpọ òkù Ememe Ncheta e biri ebi kọwaa ya. Mgbe ahụ gụọ Luk 22:19.] Isiokwu ndị mbụ nke mbipụta Ụlọ Nche a na-akọwa ihe ememe a pụtara na otú e si eme ya.”

Ụlọ Nche Apr. 1

“Ọ dịghị akụkụ Akwụkwọ Nsọ kpaliworo ịkọ nkọ dị ukwuu dị ka nkọwa Bible nyere banyere akara anụ ọhịa ahụ. Ị̀ nụtụla maka ya? [Nye ohere maka nzaghachi. Mgbe ahụ gụọ Mkpughe 13:16-18.] Na Bible, e dekọrọ isi ihe ndị na-eme ka a ghọta ihe ihe omimi a pụtara. Magazin a na-akọwa ihe isi ihe ndị ahụ bụ.”

Teta! Apr. 8

Mgbe i kwuchara banyere otu ọdachi nke ndị mmadụ ka na-echeta, jụọ, sị: “Ì chetụwo ihe mere Chineke ji kwere ka ihe ndị dị otú a na-eme? [Nye ohere maka nzaghachi. Mgbe ahụ, gụọ Jems 1:13.] Isiokwu a, bụ́ nke e dere karịsịa maka ndị na-eto eto, na-akọwa ihe mere Onye Okike anyị na-ahụ n’anya na-ejibeghị mee ka nhụjuanya ụmụ mmadụ kwụsị.”

“Ihe ka ọtụtụ ná ndị mmadụ maara banyere akụkọ ndụ Mozis. Ma, ị̀ maara na Mozis kwuru ihe metụtara ndụ anyị taa? [Nye ohere maka nzaghachi. Mgbe ahụ gụọ Deuterọnọmi 18:15.] Mbipụta Teta! a kwuru onye onye amụma ahụ e bụrụ n’amụma bụ na ihe ọ ga-eme maka ọdịmma nke ihe a kpọrọ mmadụ.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya