Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 6/03 p. 8
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
  • Ozi Alaeze Anyi—2003
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2005
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2005
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2004
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2007
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2003
km 6/03 p. 8

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

Ụlọ Nche June 15

“Ụfọdụ ndị na-eche na ọ bụ Jizọs bụ onye kachasịnụ bitụworo ndụ n’ụwa. Ndị ọzọ ekweghị na o biri ndụ n’ụwa n’ezie. Ì chere na ihe anyị kweere banyere ya nwere ihe o mere? [Mgbe ọ zaghachisịrị, gụọ Ọrụ 4:12.] Olee ihe àmà e nwere nke na-egosi na Jizọs biri ndụ n’ụwa n’ezie? Magazin a lebara anya n’ajụjụ ahụ.”

Ụlọ Nche July 1

“Otu n’ime mkpa ndị bụ́ isi anyị nwere dị ka mmadụ bụ ịhụ ndị ọzọ n’anya na ịbụ ndị a hụrụ n’anya. [Gụọ okwu nkọwa dị na peeji nke 4.] N’agbanyeghị nke ahụ, ị̀ chọpụtawo na ọha mmadụ nke oge a na-ebutekarị ihe ndị ọzọ ụzọ? [Nye ohere maka nzaghachi.] Magazin a tụlere ihe bụ́ ezigbo ịhụnanya na otú a pụrụ isi zụlite ya.” Gụọ 1 Ndị Kọrint 13:2.

Teta! July 8

“Mmụba nke ime ihe ike na-enweghị isi na-amụba na-enye ọtụtụ ndị nsogbu n’obi. [Nye ihe atụ a maara n’ógbè unu, nyekwa ohere maka nzaghachi.] Magazin a na-enyocha ụfọdụ n’ime ihe ndị na-akpata mpụ ime ihe ike. Ọ na-akọwakwa otú Chineke ga-esi mee ka mpụ na ime ihe ike kwụsị kpam kpam.” Gụọ Abụ Ọma 37:10, 11.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya