Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 3/05 p. 4
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
  • Ozi Alaeze Anyi—2005
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2003
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2008
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2005
km 3/05 p. 4

Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

Ụlọ Nche Mar. 15

“Ndị mmadụ gburugburu ụwa na-eto ozizi Jizọs. [Gụọ ihe e hotara na peeji nke 3, paragraf nke 1.] Ma, ì chere na ihe ndị ahụ o ziri, dị ka nke a dị n’akụkụ Akwụkwọ Nsọ a, bara uru taa? [Gụọ Matiu 5:21, 22a. Mgbe ahụ, chere ka ọ zaa.] Magazin a tụlere ihe Jizọs kụziri na ụzọ anyị pụrụ isi rite uru na ya.”

Ụlọ Nche Apr. 1

“Ị̀ nụtụla na sayensị na Bible na-emegiderịta ibe ha? [Chere ka ọ zaa.] Magazin a na-atụle esemokwu ndị dịworo n’etiti sayensị na okpukpe. Ma, o nyekwara ihe àmà na-egosi na ezigbo sayensị na Bible nwere nkwekọ.” Gosi ya peeji nke 6 na nke 7. Mgbe ahụ gụọ Eklisiastis 1:7.

Teta! April 8

“Ugwu na-amasị ọtụtụ mmadụ n’ihi ịma mma ha. Ma ị̀ ma na ha so eme ka ndụ dịgide n’ụwa? [Chere ka ọ zaa.] Magazin a tụlere ihe mere ugwu ji dị anyị mkpa na ihe ndị na-eme ha taa. O kwukwara ụzọ Onye Okike ga-esi zọpụta ugwu.” Gụọ Abụ Ọma 95:4.

“Olee otú i chere ndị nne na nna pụrụ isi nyere ụmụ ha aka izere nsogbu n’oge uto bụ́ mgbe ihe na-esiri ha ike? [Chere ka ọ zaa. Mgbe ahụ, gụọ Aịsaịa 48:17, 18.] Magazin a na-egosi otú itinye ndụmọdụ Bible n’ọrụ pụrụ isi nyere ndị nne na nna aka iso ụmụ ha na-enwe ezi nkwurịta okwu na ụzọ ha pụrụ isi na-enye ụmụ ha iwu ndị ezi uche dị na ha.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya