Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 6/05 p. 8
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
  • Ozi Alaeze Anyi—2005
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Ndị E Nwere Ike Ikwu Mgbe A Na-enyefe
    Ozi Alaeze Anyi—2010
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2009
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2008
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2005
km 6/05 p. 8

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

Ụlọ Nche June 15

“Ihe ka ọtụtụ n’ime anyị ga-eji oge ka ukwuu ná ndụ anyị rụọ ọrụ. Ụfọdụ na-ele ya anya dị ka ngọzi; ndị ọzọ na-ele ya anya dị ka ịbụ ọnụ. Gịnị ka i chere? [Chere ka ọ zaa. Mgbe ahụ, gụọ Eklisiastis 2:24.] Magazin a na-egosi otú Bible pụrụ isi nyere anyị aka inwe echiche ziri ezi banyere ọrụ. Ọ na-atụlekwa otú a pụrụ isi nagide nchegbu ọrụ na-akpata.”

Ụlọ Nche July 1

“Anyị nile maara banyere ndị o yiri ka ihe ọ̀ na-agaziri ha ma, n’agbanyeghị nke ahụ, ya ana-adị ha ka è nwere ihe kọrọ ná ndụ ha. Gịnị ka i chere na ha na-achọ? [Chere ka ọ zaa. Ọ zachaa, gị agụọ Matiu 5:3.] Magazin a na-atụle otu ihe dị mkpa na-eme ka e nwee obi iru ala—igbo mkpa ime mmụọ anyị.”

Teta! July 8

“Ì chere na ihe ga-aka mma n’obodo anyị ma ọ bụrụ na mmadụ nile na-eme ihe e dere ebe a? [Gụọ Ndị Efesọs 4:28. Ị gụsịa ya, i chere ka ọ zaa.] Magazin a na-atụle ihe ntụtụaka a na-eme ná nnukwu ụlọ ahịa na-efu onye ọ bụla n’ime anyị. Ọ na-egosikwa otú ntụtụaka a na-eme n’ụlọ ahịa, na ụdị mpụ ọ bụla ọzọ, ga-esi ghọọ ihe mgbe ochie.”

“N’ụwa taa nke ọtụtụ mmadụ na-asọrịta mpi inweta ọrụ, enweghị ọrụ bụ nnukwu nsogbu. Magazin a kọwara isi ihe ise ga-eme ka mmadụ chọta ọrụ. [Gosi ya isiokwu nta ndị ahụ e dere n’aka akwụkwọ okpotokpo, bụ́ ndị dị n’okpuru isiokwu bụ́ “Isi Ihe Ise Ndị Na-enye Aka n’Ịchọta Ọrụ.”] E nwekwara aro ndị dị mma a tụrụ na ya banyere ụzọ e si ejidesi ọrụ ike.” Gụọ Ilu 22:29, bụ́ nke e hotara na peeji nke 10.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya