Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 4/09 p. 8
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
  • Ozi Alaeze Anyi—2009
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2010
  • Ihe Ndị E Nwere Ike Ikwu Mgbe A Na-enyefe
    Ozi Alaeze Anyi—2010
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2009
  • Ihe Ndị E Nwere Ike Ikwu Mgbe A Na-enyefe Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2010
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2009
km 4/09 p. 8

Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

Ụlọ Nche April 1

“Ụfọdụ ndị kweere na a kaala otú ọdịnihu anyị ga-adị akaa tupu amụọ anyị, ebe ndị ọzọ kweere na ọ bụ anyị ga-ahọrọ otú ọdịnihu anyị ga-adị. Gịnị ka i chere? [Chere ka ọ zaa.] Legodị ihe e kwuru ebe a. [Gụọ Ekliziastis 9:11.] Isiokwu a ji Baịbụl zaa ajụjụ bụ́, ‘À kara ndụ anyị aka?’” Gosi ya isiokwu malitere na peeji nke 26.

Teta! April–June

“Ọ na-atọ anyị niile ụtọ inwe ezigbo ndị enyi. Olee ụdị àgwà ndị na-amasị gị ma ọ bụrụ na enyi gị enwee ha? [Chere ka ọ zaa.] Lee otú Baịbụl si kọwaa onye bụ́ ezigbo enyi. [Gụọ Ilu 17:17.] Isiokwu a tụrụ aro ndị ga-enyere mmadụ aka ịhọta ezigbo ndị enyi nakwa otú anyị onwe anyị ga-esi bụrụ ezigbo ndị enyi.” Gosi ya isiokwu dị na peeji nke 23.

Ụlọ Nche May 1

“Olee ihe i chere nwere ike ime ka o siere mmadụ ike inwe okwukwe na Chineke? [Chere ka ọ zaa.] Amaokwu a m na-aga ịgụrụ gị gosiri na okwukwe dị mkpa. [Gụọ Ndị Hibru 11:6.] Magazin a kwuru ihe anọ anyị ga-eme ka okwukwe anyị sikwuo ike.”

Teta! April–June

“Ọtụtụ ndị di na nwunye na-agba ibe ha alụkwaghịm n’ihi na otu onye n’ime ha enwewala mmasị n’ebe onye ọzọ nọ. Ì chere na di na nwunye ime ihe a Baịbụl kwuru ga-enyere ha aka ka ha ghara itisa? [Gụọ Matiu 5:28. Cherezie ka ọ zaa.] Isiokwu a kọwara ihe Baịbụl kwuru ga-enyere ndị di na nwunye aka ka ha ghara ịgba n’èzí.” Gosi ya isiokwu malitere na peeji nke 14.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya