Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 2/10 p. 8
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
  • Ozi Alaeze Anyi—2010
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2009
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2009
  • Ihe Ndị E Nwere Ike Ikwu Mgbe A Na-enyefe
    Ozi Alaeze Anyi—2010
  • Ihe Ndị E Nwere Ike Ikwu Mgbe A Na-enyefe Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2010
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2010
km 2/10 p. 8

Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

Ụlọ Nche Febụwarị 1

“Ọtụtụ n’ime anyị nwere okpukpe anyị na-ekpe. Ì chere na Chineke na-anabata otú ọ bụla mmadụ kpebiri isi fee ya? [Chere ka ọ zaa. Gụzie Matiu 15:9.] Isiokwu a kọwara ihe anọ Jizọs kwuru e ji ama ndị na-efe Chineke ezi ofufe.” Gosi ya isiokwu malitere na peeji nke 16.

Teta! Jenụwarị–Mach

“Anyị na-anụkarị banyere ihe ndị na-eme ka ọtụtụ ezinụlọ na-enwe nsogbu. Ma, ò nwetụla mgbe i chere ihe mere ezinụlọ ndị na-enwe obi ụtọ ji enwe obi ụtọ? [Chere ka ọ zaa.] Ihe mere ezinụlọ ndị na-enwe obi ụtọ ji enwe obi ụtọ bụ n’ihi na ha na-eso ndụmọdụ ndị dị na Baịbụl.” Gụọ Ndị Kọlọsi 3:13. Gosizie ya ihe asaa Teta! a kwuru na-eme ka ezinụlọ nwee obi ụtọ.

Ụlọ Nche Mach 1

“Ì weere na Baịbụl bụ Okwu Chineke, ka ì chere na ọ bụ naanị akwụkwọ na-akụzi ihe dị mma? [Chere ka ọ zaa.] Legodị ihe Baịbụl n’onwe ya kwuru. [Gụọ 2 Timoti 3:16, 17.] Magazin a kwuru otú mmadụ ga-esi mee mkpebi ziri ezi n’okwu a nakwa ihe mere o ji dị mkpa ime otú ahụ.”

Teta! Jenụwarị–Mach

“Ọtụtụ ndị chere na ọ ka mma nwoke na nwaanyị ibu ụzọ biri tupu ha alụọ. Gịnị ka i chere? [Chere ka ọ zaa. Gụzie 1 Ndị Tesalọnaịka 4:3.] Baịbụl kwuru na ọ dị njọ ma nwoke na nwaanyị na-alụbeghị alụ biri, ọ bụrụgodị na ha bu n’obi imecha lụọ.” Gosi ya isiokwu malitere na peeji nke 22.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya