Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 5/06 p. 8
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
  • Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2011
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2004
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2009
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2006
km 5/06 p. 8

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

Ụlọ Nche May 15

“Ọ̀ ga-amasị gị ibi n’ọnọdụ a a kọwara n’amaokwu Bible a? [Gụọ 2 Pita 3:13. Ị gụsịa ya, i chere ka ọ zaa.] Magazin a kọwara ihe bụ́ eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ ahụ. Ọ kọwakwara otú ndụ ga-esi agbanwe mgbe Chineke ga-emezu nzube ya maka ụwa.”

Ụlọ Nche June 1

“N’ọtụtụ obodo, e nwere oge a na-akwanyeburu ndị agadi ùgwù, dị ka a pụrụ ịhụ n’iwu a e nyere n’oge ochie. [Gụọ Levitikọs 19:32.] Ì chere na a ka na-akwanyere ndị agadi ùgwù otú ahụ taa? [Chere ka ọ zaa.] Magazin a na-ekwu otú Chineke si elekọta ndị agadi na otú anyị onwe anyị pụrụ isi lekọta ha.”

Teta! Apr.-June

“E nwere ọtụtụ chi ụmụ mmadụ n’efe ofufe taa. Ma, legodị ihe Jizọs kwuru banyere Nna ya nke eluigwe mgbe ọ na-ekpe ekpere. [Gụọ Jọn 17:3.] Ọ bụrụ na e nwere nanị otu ezi Chineke, oleekwanụ maka chi ndị ọzọ nile? [Chere ka ọ zaa.] Isiokwu a na-ekwu ihe bụ́ echiche Bible n’okwu a.” Gosi ya isiokwu dị na peeji nke 26-27.

“Ọtụtụ ndị kweere na Jizọs bụ Chineke. Ma, ọ dị mma ịmara na onye na-eso ụzọ Jizọs, bụ́ Pita, kpọrọ Jizọs Ọkpara Chineke. [Gụọ Matiu 16:16.] Ì chere na ọ ga-ekwe omume na Jizọs ga-abụ Chineke, bụrụkwa Ọkpara Chineke n’otu mgbe ahụ? [Chere ka ọ zaa.] Isiokwu a dị na peeji nke 28-29 zara ajụjụ a site n’ikwu ihe bụ́ echiche Bible banyere ya.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya