Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 12/12 p. 8
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
  • Ozi Alaeze Anyi—2012
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2011
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2012
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2013
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2012
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2012
km 12/12 p. 8

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Ịmalite Ọmụmụ Baịbụl na Satọdee Mbụ n’Ọnwa Jenụwarị

“O nwere otu ajụjụ anyị na-ajụ ndị mmadụ. Anyị ga-achọkwa ịma ihe gịnwa chere banyere ya. Ajụjụ ahụ bụ: ‘Gịnị bụ aha Chineke?’ [Chere ka ọ zaa. Ya zachaa, gwa ya sị] Legodị ihe Ụlọ Nche a kwuru.” Nye ya Ụlọ Nche Jenụwarị 1, gị na ya tụleekwa otu n’ime ajụjụ ndị dị na peeji nke 16, gụọkwanụ ma ọ́ dịghị ihe ọzọ otu n’ime amaokwu Baịbụl ndị dị n’ebe ahụ. I mechaa, nyekọta ya Ụlọ Nche ahụ na Teta!, gị na ya yiekwa mgbe ị ga-abịaghachi ka unu tụlee ajụjụ nke abụọ.

Ụlọ Nche Jenụwarị 1

“Ebe ọ bụla ị gere ntị taa, ị ga-anụ ebe ndị mmadụ na-ekwu na ụwa agawala ịgwụ. Ì chere na ọgwụgwụ ụwa kwesịrị ịna-atụ anyị ụjọ? [Chere ka ọ zaa.] Baịbụl kwuru na a ga-enwe ndị ọkọ na-agaghị akọ n’oge ahụ. [Gụọ 1 Jọn 2:17. Ị gụchaa, nye ya Ụlọ Nche ahụ ma kwuo sị] Ị gụọ Ụlọ Nche a, ị ga-ahụ ajụjụ anọ ndị mmadụ na-ajụkarị banyere ọgwụgwụ ụwa. Ị ga-ahụkwa otú e si jiri Baịbụl zaa ha.”

Teta! Jenụwarị–Febụwarị

“Anyị na-agwa ndị nne na nna ihe ga-enyere ha aka ịzụ ụmụ ha nke ọma. Ma, ka m jụgodị gị, ì chere na ọ dị mkpa ka ụmụaka mụta ime ihe a Jizọs kwuru? [Gụọ Ọrụ 20:35b. Ị gụchaa, chere ka ọ zaa.] Ịkụziri ụmụaka ka ha na-emere ndị ọzọ ihe ọma adịghị mfe n’ihi na ndị mmadụ taa anaghị eche gbasara ndị ọzọ. Magazin a ga-enyere ndị nne na nna aka ịma otú ha ga-esi kụziere ụmụ ha ka ha na-emere ndị ọzọ ihe ọma.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya