Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 3/12 p. 8
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
  • Ozi Alaeze Anyi—2012
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2012
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2013
  • Ihe Ndị E Nwere Ike Ikwu Mgbe A Na-enyefe Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2011
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2012
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2012
km 3/12 p. 8

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Ịmalite Ọmụmụ Baịbụl na Satọdee Mbụ n’Ọnwa Eprel

“A na-eme ọtụtụ Ndị Kraịst taa baptizim. Ka m jụgodị gị: Ì chere na ọ dị mkpa ka e mee mmadụ baptizim? [Chere ka ọ zaa.] E nwere ihe ụfọdụ dị mkpa e kwuru gbasara okwu a na magazin a.” Nyezie ya Ụlọ Nche Eprel 1, gị na ya tụleekwa ihe e kwuru n’ajụjụ nke mbụ dị na peeji nke 16. Unu gbalịakwa gụọ ma ọ́ dịghị ihe ọzọ otu amaokwu Baịbụl e dere ebe ahụ. Nyekọtazie ya Ụlọ Nche ahụ na Teta!, gị na ya yiekwa mgbe ị ga-abịaghachi ka unu tụlee ajụjụ nke abụọ.

Ụlọ Nche Eprel 1

“E nwere ọtụtụ ihe ndị mmadụ na-ekwu gbasara Jizọs. Ụfọdụ na-asị na ọ bụ Mesaya ahụ Chineke kwere anyị ná nkwa. Ndị ọzọ na-ekwu na ọ bụ naanị ezigbo mmadụ. E nwekwara ndị nke na-ekwu na akụkọ gbasara Jizọs bụ akụkọ ifo. Gịnị ka gịnwa chere? [Chere ka ọ zaa.] Legodị ihe Baịbụl kwuru mere o ji dị mkpa ka anyị mata eziokwu gbasara Jizọs. [Gụọ Jọn 17:3.] Magazin a kwuru ajụjụ ụfọdụ ndị mmadụ na-ajụkarị gbasara Jizọs. O kwukwara ihe Baịbụl kwuru banyere ha.”

Teta! Eprel–Jun

“Inye aka azụ na iri ngarị aghọọla omenala taa. Ọtụtụ ndị anaghịkwa akwụwa aka ọtọ n’ihe ndị ha na-eme. Ụfọdụ ndị na-asị na ọ bụrụ na mmadụ anaghị aghọtụ aghụghọ n’ihe ọ na-eme, ihe agaghị agazichara ya. Olee ihe i chere? [Chere ka ọ zaa.] Legodị ihe Baịbụl kwuru n’okwu a. [Gụọ Ilu 20:17.] Magazin a kwuru uru ọ bara mmadụ ịkwụwa aka ọtọ.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya