Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 3/13 p. 8
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
  • Ozi Alaeze Anyi—2013
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2012
  • Ihe Ndị E Nwere Ike Ikwu Mgbe A Na-enyefe Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2011
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2009
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2011
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2013
km 3/13 p. 8

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Ịmalite Ọmụmụ Baịbụl na Satọdee Mbụ n’Ọnwa Eprel

I kelechaa onye ị bịara na nke ya, gị asị ya: “Anyị na-agwa ndị agbata obi anyị ka ha na-agụ Baịbụl ha. Ma, ọtụtụ ndị na-ekwu na Baịbụl siri ike nghọta. Ì chere na ọ bụ eziokwu? [Chere ka ọ zaa. Ya kwuchaa, gị asị:] Lee ihe akwụkwọ a kwuru.” Gosi ya azụ Ụlọ Nche Eprel 1. Gị na ya tụleekwa ajụjụ nke mbụ. Gụọkwanụ ma ọ́ dịghị ihe ọzọ otu amaokwu Akwụkwọ Nsọ e dere n’ebe ahụ. Nyekọta ya Ụlọ Nche ahụ na Teta!, gị na ya yiekwa mgbe ọzọ ị ga-abịa ka unu tụlee ajụjụ nke abụọ.

Ụlọ Nche Eprel 1

I kelechaa onye ị bịara na nke ya, gị asị ya: “O nweghị onye na-enweghị nsogbu ya na ya na-alụ. Nke a emeela ka ọtụtụ ndị na-echegbu onwe ha n’ihi na ha amaghị ihe chi ga-abọta. Ma, olee ihe i chere na ọ bụ ya mere ndị mmadụ anaghị enwe obi ụtọ taa? [Chere ka ọ zaa. Ya kwuchaa, gị asị:] Baịbụl kwuru na Chineke ga-akwụsị nsogbu ndị anyị na-enwe taa n’oge na-adịghị anya. [Gụọ Mkpughe 21:4.] Akwụkwọ a kwuru ihe Chineke ga-emere anyị n’ọdịnihu nakwa otú anyị ga-esi na-enwe obi ụtọ ugbu a.”

Teta! Mach–Eprel

I kelechaa onye ị bịara na nke ya, gị asị ya: “Obi ga-adị di na nwunye ụtọ ma ọ bụrụ na ha na-ebi n’udo. Ma, ọ bụrụ na ha na-esekarị okwu, ì chere na ha ga-edozili ya ma ha mee ihe Baịbụl kwuru? [Chere ka ọ zaa. Gụọ Ilu 29:11. Kwuzie, sị:] Ọ bụrụ na di na nwunye amalite ise okwu, ọ na-esi ike ha ejiri obiọma gwa ibe ha okwu. Isiokwu dị na peeji nke 4-5 kwuru otú di na nwunwe ga-esi kwụsị ịna-esekarị okwu ma ha mata ihe na-esere ha okwu.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya