Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 9/13 p. 4
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
  • Ozi Alaeze Anyi—2013
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2014
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2011
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2014
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2012
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2013
km 9/13 p. 4

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Ịmalite Ọmụmụ Baịbụl na Satọdee Mbụ n’Ọnwa Ọktoba

I kelechaa onye ị bịara na nke ya, gị asị ya: “Obi na-agbawa ọtụtụ ndị ma onye ha nwụọ. Ọ̀ bụ otú obi na-adị gị ma onye gị nwụọ? [Chere ka ọ zaa. Ya kwuchaa, gị asị ya:] Ihe e kwuru n’Ụlọ Nche a ga-akasi onye ọ bụla onye ya nwụrụ obi.” Gosi ya peeji nke 16 n’Ụlọ Nche Ọktoba 1. Gị na ya tụlee ajụjụ nke mbụ dị na peeji ahụ, gụọkwanụ ma ọ́ dịghị ihe ọzọ otu n’ime amaokwu Baịbụl ndị dị n’ebe ahụ. I mechaa, nyekọta ya Ụlọ Nche ahụ na Teta!, gị na ya yiekwa mgbe ị ga-abịaghachi ka unu tụlee ajụjụ nke abụọ.

Ụlọ Nche Ọktoba 1

I kelechaa onye ị gara izi ozi ọma, gị asị ya: “Anyị bịara na nke unu ka anyị na gị kwurịta otú anyị ga-esi na-agụ Baịbụl mgbe niile. Anyị ma na o nwere ndị ịgụ Baịbụl na-amasị, nweekwa ndị ọ na-anaghị amasị. Gịnwakwanụ? [Chere ka ọ zaa. Ya zachaa, gị asị ya:] Legodị ihe Baịbụl kwuru ná 1 Ndị Tesalonaịka 2:13. [Gụọ ya.] Ama m na i kwere na ọ bụrụ na Baịbụl bụ Okwu Chineke, anyị kwesịrị ịna-agụ ya. Ụlọ Nche a kwuru banyere Baịbụl nakwa ihe mere anyị ji kwesị ịna-agụ ya.”

Teta! Septemba–Ọktoba

I kelechaa onye ị gara izi ozi ọma, sị ya: “Ị̀ chọpụtala na ọtụtụ ndị na-aṅụ oké mmanya? Olee otú anyị kwesịrị isi na-ele mmanya anya? [Chere ka ọ zaa. Ọ zachaa, gụọ Ekliziastis 9:7.] Baịbụl ekwughị na ịṅụ mmanya dị njọ kama ihe o kwuru bụ na anyị ekwesịghị ịṅụ oké mmanya ma ọ bụ ṅụọ ya ruo otú ọ ga-egbuwe anyị egbu. Teta! a zara ajụjụ atọ dị mkpa gbasara mmanya na-aba n’anya. O kwukwara ihe ndị ga-enyere anyị aka ka anyị ghara ịṅụbiga mmanya ókè.” Gosi ya isiokwu malitere na peeji nke 14.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya