Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 4/14 p. 4
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
  • Ozi Alaeze Anyi—2014
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2013
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2014
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2014
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2014
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2014
km 4/14 p. 4

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Ịmalite Ọmụmụ Baịbụl na Satọdee Mbụ n’Ọnwa Mee

“Anyị bịara ka anyị na unu kwuo banyere ajụjụ a dị ezigbo mkpa. [Gosi ya ajụjụ mbụ dị n’azụ Ụlọ Nche Mee 1.] Gịnị ka i chere?” Chere ka ọ zaa. Ya zachaa, gị na ya tụlee paragraf nke mbụ na nke abụọ, gụọkwanụ ma ọ́ dịghị ihe ọzọ otu amaokwu Baịbụl dị ebe ahụ. Nye ya Ụlọ Nche ahụ na Teta!, yiekwanụ mgbe ị ga-abịa ka unu tụlee ajụjụ nke abụọ.

Ụlọ Nche Mee 1

“Ihe mere anyị ji bịa na nke unu bụ na ọtụtụ ndị chọrọ ịma ihe echi ga-abụ. Olee otú obi na-adị gị ma i cheta echi? Obi ọ̀ na-amapụ gị ka obi ọ̀ na-esi gị ike? [Chere ka ọ zaa. Ọ zachaa, gụọ otu amaokwu Baịbụl dị n’igbe dị na peeji nke 7.] Magazin a kwuru banyere ihe ụfọdụ Chineke kwuru na ha ga-eme, kọwaakwa ihe mere obi ji kwesị isi anyị ike na ihe ndị ahụ ga-eme.”

Teta! Mee–Jun

“Anyị bịara ka anyị na unu kwuo banyere otu ihe na-agbata ụfọdụ ndị n’obi ma ike ụwa gwụ ha. Ihe mbụ na-agbata ha n’obi bụ igbu onwe ha. Nsogbu karịrị mmadụ bịara ya, olee ihe i chere o kwesịrị ime? Ọ̀ bụ igbu onwe ya ka ọ̀ bụ ịchọwa otú ọ ga-esi pụta na nsogbu ahụ? [Chere ka ọ zaa. Ya zachaa, gị asị ya:] O nwere nkwa dị na Baịbụl nke ọ na-abụ ọtụtụ ndị gụchaa ha enwee nchekwube. [Gụọ Mkpughe 21:3, 4.] Teta! a kwuru ihe atọ mere mmadụ ga-eji nọrọ ndụ n’agbanyeghị nsogbu bịaara ya.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya