Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 9/14 p. 3
  • Jiri jw.org Na-ezi Ndị Mmadụ Ozi Ọma

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jiri jw.org Na-ezi Ndị Mmadụ Ozi Ọma
  • Ozi Alaeze Anyi—2014
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ebe Anyị Na-edewe Ihe n’Ịntanet Na-abara ma Anyị ma Ndị Ọzọ Uru
    Ozi Alaeze Anyi—2012
  • Jiri Isiokwu Bụ́ “Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara” nke Dị na jw.org Na-ekwusa Ozi Ọma
    Ozi Alaeze Anyi—2014
  • Olee Otú Anyị Ga-esi Amata Azịza Ajụjụ Ndị Na-echu Anyị Ụra?
    Olee Otú Anyị Ga-esi Amata Azịza Ajụjụ Ndị Na-echu Anyị Ụra?
  • Ihe Ndị Ga-enyere Gị Aka
    Teta!—2020
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2014
km 9/14 p. 3

Jiri jw.org Na-ezi Ndị Mmadụ Ozi Ọma

Ebe anyị na-edebe ihe n’Ịntanet na-enyere anyị aka ikwusa ozi ọma “n’ebe kasị anya n’ụwa.” (Ọrụ 1:8) Ọtụtụ ndị anyị na-ezi ozi ọma amaghị otú ha ga-esi na-abanye n’ebe ahụ. Ọ bụ anyị ga-egosi ha otú ha ga-esi na-abanye.

O nwere otu onye nlekọta sekit tinyere vidio bụ́ Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị? n’ekwenti ya ma na-egosi ya ndị mmadụ. Dị ka ihe atụ, ọ na-aga ozi ụlọ n’ụlọ, hụ mmadụ, ya asị ya: “Ana m enyere ndị mmadụ aka ka ha mata azịza ajụjụ atọ ndị a: Olee ihe mere nsogbu ji jupụta n’ụwa? Olee otú Chineke ga-esi eme ka nsogbu ndị a kwụsị? Oleekwa otú anyị ga-esi na-edi nsogbu ndị a? Vidio a na-etoghị ogologo ga-aza ajụjụ ndị a.” Ọ na-akpọnye ya ozugbo ka ọ mara ihe onye ahụ ga-ekwu. Vidio a na-atọ ndị mmadụ ụtọ n’ihi ya, ọtụtụ ndị na-ekiriru ya n’isi. Onye ahụ lechaa ya, onye nlekọta sekit ahụ asị ya: “Ị nụrụnụ na i nwere ike idejupụta fọm ka a bịa mụwara gị Baịbụl. Ma, ebe ọ bụ na m nọ ebe a, ka m gosinụ gị otú anyị na ndị mmadụ si amụ Baịbụl.” Ọ bụrụ na onye ahụ ekweta, ọ na-eji broshọ bụ́ Ozi Ọma Si n’Aka Chineke! gosi ya otú anyị si amụrụ ndị mmadụ ihe. Ma, ọ bụrụ na onye ahụ enweghị ohere, ha eyie mgbe ọzọ ọ ga-abịa. Ọ bụrụ na ọ gaa ịzụrụ ihe, ọ na-egosikwa onye ọ bụla ọ hụrụ ebe ahụ vidio ahụ. Ì ji jw.org ezi ndị mmadụ ozi ọma?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya