Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 11/15 p. 4
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
  • Ozi Alaeze Anyi—2015
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2014
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2013
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2014
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2009
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2015
km 11/15 p. 4

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Ụlọ Nche Disemba 1

“Anyị bịara ka anyị na gị kwurịta ihe ụfọdụ ndị na-ekwu gbasara Baịbụl. Ọtụtụ ndị kweere na Baịbụl bụ Okwu Chineke, ma ha na-ekwu na o siri ike nghọta. Gịnị ka gịnwa chere? [Chere ka ọ zaa.] Ka anyị gụọ Baịbụl chọpụta uru ịghọta ihe dị na ya ga-abara anyị. [Gụọ Ndị Rom 15:4.] Ụlọ Nche a kwuru ihe mere anyị ji mara na e dere Baịbụl otú ndị mmadụ ga na-aghọta ya. O kwukwara ihe ndị ga-enyere anyị aka ịna-aghọta ihe dị na ya.”

Teta! Nọvemba–Disemba

“Ọtụtụ ndị taa anaghị ama ihe ha ga-eme iji nyere onye nke ha aka ma ọ rịawa ọrịa. Gịnị ka i chere mmadụ nwere ike ime ma ọ dịrị ya otú ahụ? [Chere ka ọ zaa.] I meela maka otú i si kwuo uche gị. Nke bụ́ eziokwu bụ na o nweghị onye ga-agbata ọrịa n’ọsọ. Ma, o nwere ihe Baịbụl kwuru nke ọ ga-adị mma ka anyị buru n’obi ma ọ bụrụ na onye nke anyị arịawa ọrịa. [Gụọ Ilu 17:17.] Enyi mmadụ ma ọ bụ onye ikwu ya ịnọ ya nso mgbe ahụ́ na-adịghị ya bara ezigbo uru n’ihi na o nwere ike ịzọ onye ahụ ndụ. Teta! a kwuru ụzọ dị iche iche mmadụ nwere ike isi nyere onye nke ya na-arịa ọrịa aka mgbe ha nọ n’ụlọ nakwa mgbe ha nọ n’ụlọ ọgwụ.” Gosi ya isiokwu ahụ dị na peeji nke iri na anọ.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya