Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Febụwarị p. 4
  • Enyefusila Akwụkwọ Anyị Aghara Aghara

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Enyefusila Akwụkwọ Anyị Aghara Aghara
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Gosi na I Ji Akwụkwọ Anyị Kpọrọ Ihe n’Ezie
    Ozi Alaeze Anyi—2002
  • Jiri Akwụkwọ Anyị Ndị Dabeere na Bible Na-eme Ihe n’Ụzọ Amamihe Dị na Ya
    Ozi Alaeze Anyi—2005
  • Igbe Ajụjụ
    Ozi Alaeze Anyi—2011
  • Inyefe Akwụkwọ n’Ókèala A Na-asụ Ọtụtụ Asụsụ
    Ozi Alaeze Anyi—2003
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Febụwarị p. 4
Ebe otu nwaanyị na-ege Ndịàmà Jehova ntị ka ha na-enye ya broshọ Ozi Ọma Si n’Aka Chineke!

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Enyefusila Akwụkwọ Anyị Aghara Aghara

Jizọs sịrị: “Unu natara n’efu, na-enyenụ n’efu.” (Mat. 10:8) Anyị na-eme ihe ahụ o kwuru n’ihi na anyị anaghị ere Baịbụl na akwụkwọ ndị e ji amụ Baịbụl anyị na-enye ndị mmadụ ere. (2 Kọr. 2:17) Ma, ihe e dere n’akwụkwọ ndị a bụ eziokwu si na Baịbụl. Ọ dịghị mfe ibipụta ha ma buga ha n’ọgbakọ anyị dị iche iche n’ụwa. Ọ na-efukwa nnukwu ego. Ọ bụ ya mere anyị kwesịrị iji were naanị ole anyị ma na anyị ga-enyechali n’ozi ọma.

Enyela onye ọ bụla ị hụrụ akwụkwọ anyị, ọ sọgodị ya ya bụrụ mgbe unu nọ ozi ọma n’ebe na-ekwo ekwo. (Mat. 7:6) Kama inye onye ọ bụla na-agafenụ akwụkwọ anyị, gbalịa gwa onye ahụ okwu ka ị mata ma ò nwere mmasị. Ọ bụrụ na mmadụ emee otu n’ime ihe ndị a e depụtara n’aka nri, ọ pụtara na onye ahụ nwere mmasị. Ọ bụrụ na i nweghị ike ịmata ma mmadụ ò nwere mmasị, ọ kacha mma inye onye ahụ traktị. Ma, ọ bụrụ na onye ahụ asị gị nye ya magazin ma ọ bụ akwụkwọ ọzọ, i nwere ike inye ya.—Ilu 3:27, 28.

ONYE AHỤ . . .

  • ò gere gị ntị nke ọma?

  • ò medara obi soro gị kparịta ụka?

  • ò kwetara ịgụ akwụkwọ ahụ i nyere ya?

  • ò nyere onyinye?

  • ọ̀ nabatara ozi ọma i ziri ya?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya