AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JEREMAYA 5-7
Ha Kwụsịrị Ime Uche Chineke
Jeremaya katara obi gbaa omume ọjọọ ndị Izrel n’anwụ
Ndị Izrel weere ụlọ nsọ ahụ ka ọtụmọkpọ ga-echebe ha
Jehova mere ka ha mata na àjà ha na-achụ iji mezuo iwu agaghị eme ka ya ghara ịhụ omume ọjọọ niile ha na-eme
Jụgodị onwe gị ajụjụ a: Olee otú m nwere ike isi mee ka ofufe m na-efe Jehova dị ya mma, ka ọ ghara ịbụ nke a na-efe iji mezuo iwu?
Ebe Jeremaya guzo n’ọnụ ụzọ ụlọ Jehova