Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Septemba p. 7
  • Kụziere Ha Otú Ha Ga-esi Nọgide Na-efe Jehova

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Kụziere Ha Otú Ha Ga-esi Nọgide Na-efe Jehova
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Akụkụ nke 10: Iduzi Ọmụmụ Bible Na-aga n’Ihu
    Ozi Alaeze Anyi—2005
  • Otú E Si Akụziri Ndị Ọhụrụ Izi Ozi Ọma
    Ozi Alaeze Anyi—2010
  • Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu Nke Ọma n’Ozi Ọma—Inyere Ndị Malitere Ikwusa Ozi Ọma Ọhụrụ Aka
    Ozi Alaeze Anyi—2015
  • Iduzi Ọmụmụ Bible Na-aga n’Ihu
    Ozi Alaeze Anyi—2005
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Septemba p. 7

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Kụziere Ha Otú Ha Ga-esi Nọgide Na-efe Jehova

A chọpụtala na ndị nkwusa e bidoro n’oge kụziwere ịdị uchu n’ozi ọma na-emecha bụrụ aka ochie n’ikwusa ozi ọma. (Ilu 22:6; Fil. 3:16) Ụfọdụ aro ndị dị ebe a nwere ike inyere gị aka ịkụziri onye nkwusa ọhụrụ ihe ndị ga-enyere ya aka ịbụ aka ochie n’ikwusa ozi ọma:

  • Bido kụziwere onye ị na-amụrụ ihe otú e si ezi ozi ọma ozugbo ọ ghọrọ onye nkwusa a na-emebeghị baptizim. (km 8/15 1) Mee ka ọ mata uru ọ bara ịna-apụta ozi ọma kwa izu. (Fil. 1:10) Na-akọ ihe ndị dị mma gbasara ókèala unu. (Fil. 4:⁠8) Gbaa ya ume ka ya na onye nlekọta ìgwè ije ozi ya na ndị nkwusa ndị ọzọ na-arụkọ n’ozi ọma iji nwetakwuo amamihe.​—⁠Ilu 1:5; km 10/12 6 ¶3

    Ebe otu nwanna nwoke na-enyere onye nkwusa ọhụrụ aka ịkwadebe maka ozi ọma
  • Ọ bụrụ na e mechaa ya baptizim, akwụsịla ịna-agba ya ume nakwa ịkụziri ya otú e si ekwusa ozi ọma, karịchaa ma ọ bụrụ na ọ mụchabeghị akwụkwọ “Ịhụnanya Chineke.”​—⁠km 12/13 7

    Ebe otu nwanna nwaanyị na onye nkwusa ọhụrụ nọ n’ozi ọma
  • Jiri isiokwu ndị dị mfe na-ezi ozi ọma ma gị na onye ọhụrụ soro n’ozi ọma. Jaakwa ya mma ma o zichaa mmadụ ozi ọma. Gwa ya ihe ndị ga-enyere ya aka imekwu nke ọma.​—⁠km 5/10 7

    Ebe nna na nwa ya nọ n’ozi ọma
    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya