AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ỌPỤPỤ 21-22
Na-ele Ndụ Anya Otú Jehova Si Ele Ya
Jehova ji ndụ kpọrọ ihe. Olee otú anyịnwa ga-esi gosi na anyị jikwa ndụ kpọrọ ihe?
Jiri obi gị niile hụ ndị ọzọ n’anya ma na-akwanyere ha ùgwù. —Mat. 22:39; 1 Jọn 3:15
Jiri ịnụ ọkụ n’obi na-ekwusa ozi ọma iji gosi na ị hụrụ ha n’anya. —1 Kọr. 9:22, 23; 2 Pita 3:9
Ejila okwu gbasara izere mmerụ ahụ́ egwu egwu.—Ilu 22:3
Olee ihe jikọrọ iji ndụ kpọrọ ihe na ịghara ịbụ onye ikpe ọbara mara?