Levitikọs 27:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ọ bụrụ na ọ daa ogbenye nke na ọ gaghị akwụli ọnụ ahịa e kpebiri,+ ọ ga-eme ka onye ahụ guzo n’ihu onye nchụàjà, onye nchụàjà ga-ekwu ihe ọ ga-akwụ.+ Onye nchụàjà ga-ekwu ihe ọ ga-akwụ dabere n’ihe onye ahụ kwere nkwa ga-akwụli.+
8 Ma ọ bụrụ na ọ daa ogbenye nke na ọ gaghị akwụli ọnụ ahịa e kpebiri,+ ọ ga-eme ka onye ahụ guzo n’ihu onye nchụàjà, onye nchụàjà ga-ekwu ihe ọ ga-akwụ.+ Onye nchụàjà ga-ekwu ihe ọ ga-akwụ dabere n’ihe onye ahụ kwere nkwa ga-akwụli.+