-
Levitikọs 14:21Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
21 “Otú ọ dị, ọ bụrụ na ọ bụ ogbenye,+ aka ya erughịkwa ya+, ọ ga-eweta otu nwa ebule dị ka àjà ikpe ọmụma ka ọ bụrụ àjà a na-efegharị efegharị iji kpuchiere ya mmehie ya, wetakwa otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu efa ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ, ka ọ bụrụ àjà ọka, wetakwa otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ lọg mmanụ,
-