Ọnụ Ọgụgụ 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Kpọta ebo Livaị+ nso, meekwa ka ha guzoro n’ihu Erọn onye nchụàjà, ha ga na-ejekwara ya ozi.+ 2 Ndị Eze 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehoash wee sị ndị nchụàjà:+ “Ego niile bụ́ maka àjà dị nsọ+ nke a na-ewebata n’ụlọ Jehova,+ ego onye ọ bụla kwesịrị ịkwụ,+ ego ruuru mkpụrụ obi ọ bụla ịkwụ,+ ego niile metụrụ onye nke ọ bụla n’obi iweta n’ụlọ Jehova,+
4 Jehoash wee sị ndị nchụàjà:+ “Ego niile bụ́ maka àjà dị nsọ+ nke a na-ewebata n’ụlọ Jehova,+ ego onye ọ bụla kwesịrị ịkwụ,+ ego ruuru mkpụrụ obi ọ bụla ịkwụ,+ ego niile metụrụ onye nke ọ bụla n’obi iweta n’ụlọ Jehova,+