1 Ndị Eze 18:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 O wee ruo n’oge+ e ji achụ àjà ọka na Ịlaịja onye amụma bịarutere nso, sị: “Jehova bụ́ Chineke Ebreham,+ Aịzik+ na Izrel,+ ka a mara taa na ị bụ Chineke n’Izrel+ nakwa na m bụ ohu gị nakwa na ọ bụ dị ka okwu gị si dị+ ka m mere ihe ndị a niile. 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:36 Ṅomie, p. 90 Ụlọ Nche,10/1/2010, p. 4-51/1/2008, p. 20
36 O wee ruo n’oge+ e ji achụ àjà ọka na Ịlaịja onye amụma bịarutere nso, sị: “Jehova bụ́ Chineke Ebreham,+ Aịzik+ na Izrel,+ ka a mara taa na ị bụ Chineke n’Izrel+ nakwa na m bụ ohu gị nakwa na ọ bụ dị ka okwu gị si dị+ ka m mere ihe ndị a niile.