Ezikiel 19:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọkụ wee si na mkpanaka ya pụta.+ O repịara alaka ya na mkpụrụ ya. O nweghịkwa mkpanaka siri ike, mkpanaka e ji achị achị adịghịkwa.+ “‘Nke ahụ bụ abụ iru uju, ọ ga-aghọkwa abụ iru uju.’”+
14 Ọkụ wee si na mkpanaka ya pụta.+ O repịara alaka ya na mkpụrụ ya. O nweghịkwa mkpanaka siri ike, mkpanaka e ji achị achị adịghịkwa.+ “‘Nke ahụ bụ abụ iru uju, ọ ga-aghọkwa abụ iru uju.’”+