Hosia 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ahụhụ ga-adịrị ha,+ n’ihi na ha agbapụwo n’ebe m nọ!+ A ga-ebukọrọ ihe niile ha nwere, n’ihi na ha emehiewo m! Abụ m onye mgbapụta ha,+ ma ha onwe ha aghagidewo m ụgha.+
13 Ahụhụ ga-adịrị ha,+ n’ihi na ha agbapụwo n’ebe m nọ!+ A ga-ebukọrọ ihe niile ha nwere, n’ihi na ha emehiewo m! Abụ m onye mgbapụta ha,+ ma ha onwe ha aghagidewo m ụgha.+