Aịzaya 41:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Atụla egwu, gị idide+ bụ́ Jekọb, unu ndị Izrel.+ Mụ onwe m ga-enyere gị aka,” ka Jehova kwuru, bụ́ Onye Mgbapụta gị,+ Onye Nsọ Izrel. Maịka 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Esi m n’ala Ijipt kpọpụta unu,+ ọ bụkwa n’ụlọ ndị ohu ka m gbapụtara unu;+ m wee zitere unu Mozis, Erọn na Miriam.+
14 “Atụla egwu, gị idide+ bụ́ Jekọb, unu ndị Izrel.+ Mụ onwe m ga-enyere gị aka,” ka Jehova kwuru, bụ́ Onye Mgbapụta gị,+ Onye Nsọ Izrel.
4 Esi m n’ala Ijipt kpọpụta unu,+ ọ bụkwa n’ụlọ ndị ohu ka m gbapụtara unu;+ m wee zitere unu Mozis, Erọn na Miriam.+