Nọvemba Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ nke Nọvemba 2018 Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta Nọvemba 5-11 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JỌN 20-21 “Ị̀ Hụrụ M n’Anya Karịa Ihe Ndị A?” Nọvemba 12-18 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ỌRỤ NDỊOZI 1-3 Chineke Awụkwasị Ọgbakọ Ndị Kraịst Mmụọ Nsọ OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Otú Ọgbakọ Ndị Na-ezi Ozi Ọma n’Ebe A Na-asụ Ọtụtụ Asụsụ Ga-esi Na-emekọ Ihe Ọnụ Nọvemba 19-25 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ỌRỤ NDỊOZI 4-5 Ha Nọgidere Na-ekwu Okwu Chineke n’Atụghị Egwu OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Uru Iji Ihe Nkwagharị Ezi Ozi Ọma Na-aba n’Ụwa Niile Nọvemba 26–Disemba 2 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ỌRỤ NDỊOZỊ 6-8 Ọgbakọ Ndị Kraịst Malitere Ọhụrụ Enwee Nsogbu OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ “Onyinye A Na-ewetara Jehova”