Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 12/06 p. 8
  • Usoro Ihe Omume Ọhụrụ Maka Mgbakọ Sekit

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Usoro Ihe Omume Ọhụrụ Maka Mgbakọ Sekit
  • Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Usoro Ihe Omume Ọhụrụ nke Mgbakọ Sekit
    Ozi Alaeze Anyi—1995
  • Mgbakọ Sekit nke Ga-enyere Anyị Aka Ịghara Imebi Mmekọrịta Anyị na Chineke
    Ozi Alaeze Anyi—2009
  • Usoro Ihe Omume Ọhụrụ Maka Ụbọchị Mgbakọ Pụrụ Iche
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • ‘Nri E Nyere n’Oge Kwesịrị Ekwesị’
    Ozi Alaeze Anyi—2010
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2006
km 12/06 p. 8

Usoro Ihe Omume Ọhụrụ Maka Mgbakọ Sekit

Ụwa a chọrọ ka anyị kwere na usoro ihe dị ugbu a ga-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. Ma Okwu Chineke na-agwa anyị ihe dị iche na nke a. (1 Jọn 2:15-17) Ọ na-enyere anyị aka ịghọta na ‘ịkpakọba akụ̀ n’elu ala’ bụ ịchụso ihe efu. Iji wusie ndị Chineke ike, isiokwu ga-edu mgbakọ sekit nke afọ 2007 ga-abụ, ‘Na-akpakọba Akụ̀ n’Eluigwe.’—Mat. 6:19, 20.

Mmadụ ịhụ ihe onwunwe n’anya so n’ihe Ndị Efesọs 2:2 kpọrọ ‘ikike nke ikuku, bụ́ mmụọ nke na-arụ ọrụ ugbu a n’ime ụmụ nnupụisi.’ Dị nnọọ ka ikuku nkịtị si dị ebe nile, na-eche ka e kuru ya, otú ahụkwa ka “mmụọ nke ụwa” si jupụta ebe nile. (1 Kọr. 2:12) Ebe ọ bụ na ọ na-enwe nnọọ mmetụta n’ahụ́ ndị mmadụ, a pụrụ ikwu na o nwere “ikike.” Mgbakọ sekit a ga-enyere anyị aka izere ịhụ ihe onwunwe n’anya, nke bụ́ ihe e ji mara ụwa a, ma mee ka anyị lekwasị nnọọ anya n’ihe kachasị anyị mkpa ná ndụ. (Mat. 6:33) Mgbakọ a ga-enyekwara anyị aka ịdabere n’ebe Jehova nọ ka anyị na-ezi ozi ọma ahụ n’agbanyeghị nrụgide na ọnwụnwa ndị anyị na-ezute.

Hụ na ị nọ ya n’ụbọchị abụọ ndị ahụ, hụkwa na ‘i tinyere uche n’ihe ndị ị ga-anụ karịa otú ị na-adị etinye.’ (Hib. 2:1) Detuo isi ihe ụfọdụ ndị a ga-ekwu ná mgbakọ a bụ́ ndị ị ga-eji mee ihe ná ndụ gị nakwa n’ozi gị. Ị ga-enweta agbamume na ike ị ga-eji nọgide ‘na-akpakọba akụ̀ n’eluigwe’ ma ọ bụrụ na ị nọrọ ya malite n’isi ruo ná ngwụsị nke mgbakọ a a kwadebere iji mee ka mmekọrịta anyị na Chineke ka mma!

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya