Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Jenụwarị p. 2
  • “Alaeze Eluigwe Eruwo Nso”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Alaeze Eluigwe Eruwo Nso”
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Anya Gị Ọ̀ Na-elegide Otu Ebe?
    Ozi Alaeze Anyi—2010
  • Anyị Ga-enwe Ike Ịna-eto Chineke ma Ọ Bụrụ na Anyị Anaghị Ebi Ndụ Okomoko
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
  • Ị̀ Maara?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2009
  • Mee Ka Anya Gị Na-elegide Otu Ebe
    Ozi Alaeze Anyi—2004
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Jenụwarị p. 2

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MATIU 1-3

“Alaeze Eluigwe Eruwo Nso”

3:4

  • Jọn Onye Na-eme Baptizim

    Uwe Jọn na ejiji ya na-eme ka mmadụ mata na o bighị ndụ okomoko, kama na o ji ndụ ya niile na-ejeere Jehova ozi

  • Ọrụ pụrụ iche Jọn rụrụ ka onye kwadebeere Jizọs ụzọ ka mkpa karịa ihe ndị ọ hapụrụ

Ibi ndụ dị mfe ga-eme ka anyị nwee ohere anyị ga-eji jekwuoro Jehova ozi, meekwa ka anyị na-enwe obi ụtọ. Anyị nwere ike ime ka ndụ anyị dịkwuo mfe ma anyị . . .

  • mata ihe ndị dị anyị mkpa n’eziokwu

  • ghara ịzụ ihe ọ bụla anyị hụrụ

  • depụta otú anyị ga-esi na-emefu ego

  • tụfuo ihe ndị na-adịghịzi anyị mkpa

  • kwụọ ụgwọ ndị anyị ji

  • selata aka n’ọrụ ego ndị na-ewekọrọ oge anyị

Mmanụ aṅụ na igurube

Nri Jọn bụ igurube na mmanụ aṅụ

Olee ihe ndị ibi ndụ dị mfe ga-enye m ohere ime?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya