Jenesis 28:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jekọb wee si na Bia-shiba pụọ, gawa Heran.+ Jenesis 30:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Nwoke ahụ wee na-abawanye ụba, o wee nwee ìgwè anụ ụlọ dị ukwuu na ndị inyom na-eje ozi na ndị ikom na-eje ozi na kamel na ịnyịnya ibu.+ Jenesis 32:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jekọb wee tụọ egwu nke ukwuu ma chegbuwe onwe ya.+ O wee kewaa ndị ya na ha so, nakwa ìgwè ewu na atụrụ ya, na ehi ya, na kamel ya ka ha dịrị ìgwè abụọ,+ Abụ Ọma 113:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ na-esi n’ájá kulite onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya;+Ọ na-esi n’olulu ntụ bulie ogbenye elu,+
43 Nwoke ahụ wee na-abawanye ụba, o wee nwee ìgwè anụ ụlọ dị ukwuu na ndị inyom na-eje ozi na ndị ikom na-eje ozi na kamel na ịnyịnya ibu.+
7 Jekọb wee tụọ egwu nke ukwuu ma chegbuwe onwe ya.+ O wee kewaa ndị ya na ha so, nakwa ìgwè ewu na atụrụ ya, na ehi ya, na kamel ya ka ha dịrị ìgwè abụọ,+